Okwu Mmalite
OLEE IHE I CHERE?
E nwere ọtụtụ nsogbu ndị anyị na ha na-alụ taa. Ònye ka i chere anyị ga-agakwuru, ya enyere anyị aka ma kasie anyị obi?
Baịbụl sịrị: “Nna nke obi ebere na Chineke nke nkasi obi niile . . . na-akasi anyị obi ná mkpagbu anyị niile.”—2 Ndị Kọrịnt 1:3, 4.
Isiokwu Ụlọ Nche a kọwara otú Chineke si akasi anyị obi mgbe ọ bụla anyị nwere nsogbu.