Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 6/99 p. 2
  • Akụkọ Ọchịchị Chineke

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Akụkọ Ọchịchị Chineke
  • Ozi Alaeze Anyi—1999
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Akụkọ Ọchịchị Chineke
    Ozi Alaeze Anyi—1998
  • Akụkọ Ọchịchị Chineke
    Ozi Alaeze Anyi—1996
  • Mgbanwe n’Awa Ole A Chọrọ n’Aka Ndị Ọsụ Ụzọ
    Ozi Alaeze Anyi—1999
Ozi Alaeze Anyi—1999
km 6/99 p. 2

Akụkọ Ọchịchị Chineke

◼ Armenia: Akụkọ ozi December gosiri na e nwere ndị nkwusa 4,741, ndị tinyere awa 16 ná nkezi n’ozi. Ọnụ ọgụgụ ọhụrụ a e nwere ná ndị nkwusa bụ ịrị elu ji pasent 17 karịa nkezi nke afọ gara aga.

◼ Chile: E ji oké obi ụtọ nabata awa ọhụrụ ole a chọrọ n’aka ndị ọsụ ụzọ, dị ka ọnụ ọgụgụ kasị elu e nwetụrụla nke bụ́ ndị ọsụ ụzọ oge nile dị 4,351, ndị nyere akụkọ ozi na January, gosiri. Ọzọkwa, mmadụ 5,175 nyere akụkọ ozi dị ka ndị ọsụ ụzọ inyeaka, bụ́ ọnụ ọgụgụ kasị nnọọ elu n’afọ ije ozi a.

◼ Ukraine: N’ime ndị nkwusa 100,129 nyere akụkọ ozi na January, pasent 12 jere ozi n’otu ụdị nke ozi oge nile. Ukraine ruru ọnụ ọgụgụ ndị ọsụ ụzọ oge nile dị 5,516—ọnụ ọgụgụ kasị elu nke 27 n’esepụghị aka—ndị nkwusa 6,468 nyekwara akụkọ ozi dị ka ndị ọsụ ụzọ inyeaka.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya