Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 4/02 p. 8
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
  • Ozi Alaeze Anyi—2002
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2004
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2003
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2002
km 4/02 p. 8

Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

Ụlọ Nche Apr. 15

“N’agbanyeghị ebe ọ bụla ha bi, ndị mmadụ nwere mmasị n’ịnọ ná nchebe, dị ka n’ịchọta na ịnọgide na-arụ ezigbo ọrụ. Ma ì chetụwo echiche na e nwere ebe e si enweta nchebe na-adịgide adịgide, na-eme ka i nwee ike ịnọ ná nchebe ruo mgbe ebighị ebi? [Gụọ Abụ Ọma 16:8, 9.] Mbipụta a nke Ụlọ Nche na-atụle ebe a pụrụ ịchọta ezi ịnọ ná nchebe.”

Ụlọ Nche May 1

“Ọ̀ dị onye ị maara na-arịasi ọrịa ike ma ọ bụ nwere nkwarụ? Obi abụọ adịghị ya na ị ga-ekweta na agbamume dị ndị dị otú ahụ mkpa. Ma gịnị ka anyị pụrụ ikwu iji gbaa ha ume? Bible nwere okwu na-enye olileanya. [Gụọ Aịsaịa 35:5, 6.] Mbipụta a nke Ụlọ Nche na-akọwa ihe mere anyị pụrụ iji jide n’aka na amụma a ga-emezu.”

Teta! May 8

“Ọtụtụ ndị taa na-ahapụ njikọ okpukpe iji fee Chineke n’ụzọ nke ha. Olee ihe i chere banyere ihe a na-emezinụ? [Nye ohere maka nzaghachi.] Bible na-egosi na otú anyị si efe Chineke dị mkpa n’ezie nye ya. [Gụọ Jọn 4:24.] Mbipụta Teta! a na-ekwu banyere ụzọ kasị mma isi gboo mkpa ime mmụọ anyị.”

“N’afọ gara aga, e yiri udo egwu otú a na-eyitụbeghị ya mbụ. Ì chere na ọ dị n’ike ọchịchị ụmụ mmadụ iweta udo ụwa? [Ọ zaghachisịa, gụọ Aịsaịa 2:4.] Mbipụta Teta! a na-egosi ihe mere anyị pụrụ iji jide n’aka na a ga-enwe udo ụwa n’oge na-adịghị anya.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya