Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 4/04 p. 4
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
  • Ozi Alaeze Anyi—2004
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2007
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2005
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2008
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2004
km 4/04 p. 4

Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

Ụlọ Nche Apr. 15

“Ụfọdụ mmadụ na-eche na ihe nile na-eme ná ndụ, gụnyere ọdachi dị iche iche, bụ uche Chineke. Ì chetụwo echiche banyere nke ahụ? [Nye ohere maka nzaghachi.] Ọtụtụ mmadụ maara ekpere a. [Gụọ Matiu 6:10b.] Gịnị bụ uche Chineke banyere ụwa, oleekwa mgbe a ga-emezu ya n’ụzọ zuru ezu? Magazin a na-enye azịza Bible banyere ya.”

Ụlọ Nche May 1

“Ná mgbali ha imeziwanye ọnọdụ ọha mmadụ, ụfọdụ ndị ndú okpukpe na-etinye aka ná ndọrọ ndọrọ ọchịchị. Otú ọ dị, rịba ama ihe Jizọs mere mgbe ndị mmadụ chọrọ ichi ya eze. [Gụọ Jọn 6:15.] Jizọs lekwasịrị anya n’ihe ga-ewetara ndị ọzọ ihe ọma na-adịgide adịgide. Magazin a na-ekwu ihe ihe ahụ bụ.”

Teta! May 8

“N’ụwa nke oge a, ụfọdụ ndị na-abụ ndị na-enweghị olileanya. Ọ̀ dị mgbe ọ na-adị gị otú ahụ? [Nye ohere maka nzaghachi. Mgbe ahụ gụọ Ndị Rom 15:4.] Ihe kasị n’ọnụ ọgụgụ mmadụ maara mkpa inwe olileanya dị. Ọ ga-atọ gị ụtọ ịgụ ihe asaa Akwụkwọ Nsọ kwuru mere a ga-eji nwee olileanya, bụ́ ndị e depụtara n’ime mbipụta Teta! a.”

“Ọtụtụ mmadụ na-eche ọnọdụ ndị na-eweta ihe ịma aka ihu n’ebe ọrụ. Ọbụna ụfọdụ na-abụ ndị ndị ọrụ ibe ha na-amaja. Ị̀ maara na Bible nwere ndụmọdụ ndị pụrụ inyere anyị aka ịnagide ihe ịma aka ndị tara akpụ dị otú ahụ? [Nye ohere maka nzaghachi. Mgbe ahụ gụọ Ilu 15:1.] Magazin a na-atụ aro ndị dị irè banyere ụzọ anyị na ndị ọzọ pụrụ isi nọgide na-adị n’udo n’ebe ọrụ.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya