Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 4/07 p. 8
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
  • Ozi Alaeze Anyi—2007
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2008
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2007
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2005
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2008
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2007
km 4/07 p. 8

Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

Ụlọ Nche Apr. 15

“O yiri ka ndị ji obi ọjọọ emeso ibe ha ihe taa hà na-ehiwanye nne. [Nye otu ihe atụ nke mere n’ógbè unu ma ọ bụkwanụ nke si na magazin ahụ.] Ì chetụla echiche banyere ihe mere ụmụ mmadụ pụrụ iji na-enwe nnọọ obi ọjọọ n’ebe ibe ha nọ? [Chere ka ọ zaa.] Bible buru amụma banyere oge ụmụ mmadụ ga-ejikwu nnọọ obi ọjọọ na-emeso ibe ha ihe. [Gụọ 2 Timoti 3:1-5.] Magazin a zara ajụjụ bụ́, ‘Ọ̀ Dị Mgbe Omume Obi Ọjọọ Ga-akwụsị?’”

Ụlọ Nche May 1

“Ndị mụrụ ụmụ na-enwe obi mgbawa ruo ogologo oge ma nwa ha nwụọ. Olee ebe i chere ha nwere ike isi nweta nkasi obi? [Chere ka ọ zaa. Ọ zasịa, gị agụọ Ndị Rom 15:5.] Magazin a kọwara ụfọdụ ụzọ Chineke si akasi ndị na-eru újú obi.”

Teta! Apr.–June

“Ì chere na ihe a e dere ebe a bụ ihe mere nsogbu ji jupụta n’ụwa taa? [Gụọ 1 Jọn 5:19. Ị gụsịa, i chere ka ọ zaa.] Isiokwu a na-egosi onye Bible kwuru na ọ bụ ya bụ ‘ajọ onye ahụ’ nakwa ihe anyị pụrụ ime ka ọ ghara ịnwata anyị.” Gosi ya isiokwu nke malitere na peeji nke 24.

“O yiri ka ọtụtụ ndị ọchịchị ụwa hà bụ ndị mpako. Ì chere na àgwà a na-eme ka e nwee udo na ịdị n’otu n’ụwa? [Chere ka ọ zaa.] Legodị ihe Bible kwuru banyere mpako. [Gụọ Ilu 16:18.] Isiokwu a kọwara uru ọ bara ịdị umeala n’obi.” Gosi ya isiokwu nke malitere na peeji nke 26.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya