Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 3/07 p. 4
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
  • Ozi Alaeze Anyi—2007
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2008
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2008
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2003
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2007
km 3/07 p. 4

Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

Ụlọ Nche Mar. 15

“Ndị mmadụ na-ekwukarị banyere ọbịbịa Jizọs Kraịst. N’echiche gị, è kwesịrị ịdị na-atụ anya ọbịbịa ya ka è kwesịrị ịdị na-atụ ya egwu? [Chere ka ọ zaa.] Legodị ihe otu onye so dee Bible aha ya bụ Jọn chere banyere ya. [Gụọ Mkpughe 22:20.] Magazin a na-akọ ihe ọbịbịa Kraịst ga-arụzu.”

Ụlọ Nche Apr. 1

“Ọ fọrọ obere ka ọ bụrụ na kwa ụbọchị, anyị na-enwe ajụjụ ndị metụtara ahụ́ ike anyị, ezinụlọ anyị, na ọrụ anyị. Olee ebe i chere anyị pụrụ isi nweta azịza ndị na-eju afọ na ndị na-aba uru? [Chere ka ọ zaa.] Lee ihe Bible kwuru na 2 Timoti 3:16. [Gụọ ya.] Magazin a na-egosi otú Bible pụrụ isi nyere anyị aka n’ọtụtụ ụzọ.”

Teta! Jan.-Mar.

“Ị̀ maara na otu onye amụma kwuru na e nwere oge ọrịa na-agaghịzi adị? [Chere ka ọ zaa. Ọ zasịa, gị agụọ Aịsaịa 33:24.] Amụma Bible ndị ọzọ kwukwara banyere oge dị otú a. Isiokwu ndị mbụ nke magazin a na-akọ ihe i kwesịrị ịma banyere oge ahụ, bụ́ mgbe ahụ́ ga-esi mmadụ nile ike nakwa mgbe ọrịa na-agaghịzi adị.”

“Okpukpe nile anaghị ekwu otu ihe ma a bịa n’ihe metụtara ịṅụ mmanya na-aba n’anya. Olee otú i chere Chineke si ele ịṅụ mmanya na-aba n’anya anya? [Chere ka ọ zaa.] Ọ bụ ezie na ọrụ ebube mbụ Jizọs rụrụ bụ ime ka mmiri ghọọ mmanya, Bible kwuru okwu ịdọ aka ná ntị a anyị ga-agụ. [Gụọ Ilu 20:1.] Isiokwu a na-akọwa ihe bụ́ echiche Bible n’okwu a.” Jiri isiokwu ahụ malitere na peeji nke 24 nyefee ya.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya