Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 3/08 p. 4
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
  • Ozi Alaeze Anyi—2008
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2007
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2008
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2007
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2008
km 3/08 p. 4

Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

Ụlọ Nche Mar. 1

“Kwa ụbọchị, anyị na-anụ banyere ahụhụ, ọrịa, na ọnwụ. Ì chetụla ma ò nwere mgbe a ga-azọpụta anyị n’ihe a niile? [Chere ka ọ zaa.] Amaokwu Baịbụl a emeela ka ọtụtụ nde mmadụ nwee olileanya. [Gụọ Jọn 3:16.] Isiokwu magazin a bụ, ‘Otú Ọnwụ Jizọs Ga-esi Zọpụta Gị.’”

Ụlọ Nche Apr. 1

“Ị́ gaghị achọ ịhụ mmezu nke amụma a? [Gụọ Aịzaya 2:4. Cherezie ka ọ zaa.] Ị̀ hụrụ na Chineke ga-etinye aka n’ihe na-eme n’etiti ụmụ mmadụ ma ‘dozie ihe’? Baịbụl na-egosi na Chineke ga-alụ agha a na-akpọ Amagedọn, nke ga-akwụsị agha niile. Magazin a ga-akọwa ihe Amagedọn bụ na ihe mere anyị kwesịrị iji na-atụ anya ya.”

Teta! Jan.–Mar.

“Biko, ka m jụọ gị, ‘olee ihe mere e ji alụ di na nwunye, gịnịkwa mere e ji hazie ka e nwee onye nke ga-abụ onyeisi n’ime ha abụọ?’ [Gụọ Jenesis 2:24. Cherezie ka ọ zaa.] Obi ga-adị gị ụtọ ịma na a zara ajụjụ a kpọmkwem n’isiokwu dị na peeji nke 16 nke Teta! a.

“Ị̀ maara ihe Chineke chọrọ n’aka ndị na-eto eto ma a bịa n’okwu metụtara ihe ndị na-akpali agụụ mmekọahụ, ibi ndụ otú Baịbụl kwuru ka a na-ebi, na igwu egwuregwu kọmputa? [Chere ka ọ zaa. Mezie ka isi ihe dị ná 1 Ndị Tesalonaịka 5:21 pụta ìhè] Usoro isiokwu dị na Teta! a, bụ́ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Sị, kwuru ọtụtụ ihe ndị na-eto eto na-atụ egwu Chineke ga-echebara echiche.” Gosi ya isiokwu ndị dị peeji nke 18-27.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya