Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 5/02 p. 8
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
  • Ozi Alaeze Anyi—2002
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Ndị E Nwere Ike Ikwu Mgbe A Na-enyefe
    Ozi Alaeze Anyi—2010
  • Ihe Ndị E Nwere Ike Ikwu Mgbe A Na-enyefe Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2011
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Ihe Ndị E Nwere Ike Ikwu Mgbe A Na-enyefe Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2011
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2002
km 5/02 p. 8

Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

Ụlọ Nche May 15

“Ì chere na ọ pụrụ ikwe mee ịmata Chineke? [Nye ohere maka nzaghachi.] Ị pụrụ ikweta na o siri ike ikwere n’onye anyị maara ihe dị nta banyere ya. N’ezie, Bible na-agba anyị ume ịchọ Chineke. [Gụọ Ọrụ 17:27.] Isiokwu ndị a na-egosi anyị otú anyị pụrụ isi mata Chineke nke ọma karị.”

Ụlọ Nche June 1

“Ihe ndị mere n’oge na-adịbeghị anya na-eme ka ọtụtụ ndị na-eche ihe mere ndị aka ha dị ọcha ji anwụchu ọnwụ. Ì chetụwo echiche banyere ihe mere ndị mmadụ ji anwụ? [Nye ohere maka nzaghachi, sapetazie chaatị dị na peeji nke 7.] Ọ̀ ga-amasị gị ịhụ ihe Bible na-ekwu banyere otu n’ime echiche ụgha ndị ahụ?” Ya kwe mee, gụọ otu akụkụ Akwụkwọ Nsọ e zoro aka na ya.

Teta! June 8

“Ndị ndú ụwa anwalewo ọtụtụ echiche ná mgbalị igbo mkpa anyị. A maara otu ụzọ ọhụrụ ha si eme ya dị ka ijikọ ụwa ọnụ. Na magazin a, ị pụrụ ịgụ banyere otú mgbalị ọhụrụ a pụrụ isiworị na-emetụta ndụ gị ka ọ dị ugbu a. Ị pụkwara ịgụ banyere ihe ngwọta zuru ụwa ọnụ e buru amụma ya na Bible.” Mgbe ahụ gụọ Matiu 6:9, 10.

“Ọtụtụ ndị na-eche na okpukpe na sayensị nọ n’ọgụ. Ọbụna ụfọdụ na-eche na ọ pụghị ikwe omume ka onye ji sayensị kpọrọ ihe kwere na Chineke. Olee ihe i chere banyere nke a? [Nye ohere maka nzaghachi.] Teta! na-atụle isiokwu a n’ụzọ kasị enye ihe ọmụma.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya