Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 8/02 p. 8
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
  • Ozi Alaeze Anyi—2002
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2008
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2003
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2005
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2002
km 8/02 p. 8

Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

Ụlọ Nche Aug. 15

“Olee ụdị iguzosi ike n’ihe nke i chere na ọ bụ ya kachasị? [Nye ohere maka nzaghachi.] Isiokwu a na-emesi iguzosi ike n’ihe nye ezi Chineke ahụ ike. [Kpọtụ uche na peeji nke 5, ma gụọ 2 Samuel 22:26.] Ị̀ maara na iguzosi ike n’ihe nye Chineke pụrụ inye aka gbochie ndị mmadụ imeso ndị ọzọ omume n’ụzọ ịhụnanya na-adịghị na ya? Amaara m na ị ga-enwe mmasị ịgụ banyere ya.”

Teta! Sept. 8

“Ọ̀ dịtụwo mgbe i nwere nchegbu na nsogbu imetọsị ihe nke ihe a kpọrọ mmadụ na-eme enwekwaghị nchịkwata? [Nye ohere maka nzaghachi.] Isi ihe na-akpata nsogbu ahụ bụ imefusi ihe. Jizọs kụziiri ụmụazụ ya ka ha ghara ịbụ ndị na-emefusi ihe. [Gụọ Jọn 6:12.] Magazin a na-egosi otú ịgbaso ụkpụrụ Bible pụrụ isi nyere ezinụlọ dị iche iche aka izere àgwà nke ịtụfu ihe.”

Ụlọ Nche Sept. 1

“Ị̀ chọpụtawo na n’ọtụtụ ebe, ndị agbata obi adịghị ama ibe ha dị ka ha na-amabu? [Nye ohere maka nzaghachi.] Jizọs kwupụtara otu ụkpụrụ nke dị oké mkpa iji bụrụ ezi onye agbata obi. [Gụọ Matiu 7:12.] Isiokwu ndị a na-egosi otú anyị pụrụ isi bụrụ ezi ndị agbata obi ma na-agba ndị ọzọ ume ịbụkwa.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya