Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 2/04 p. 8
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
  • Ozi Alaeze Anyi—2004
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2007
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2005
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2008
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2004
km 2/04 p. 8

Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

Ụlọ Nche Feb. 15

“Ihe ọjọọ ndị e meworo n’aha okpukpe na-ewute ọtụtụ ndị mmadụ. Ụfọdụ na-eche na ọ bụ okpukpe na-akpata nsogbu nke ihe a kpọrọ mmadụ. Ì chetụwo echiche banyere nke a? [Nye ohere maka nzaghachi. Mgbe ahụ gụọ Mkpughe 18:24.] Magazin a na-atụle ihe Bible nwere ikwu banyere okwu a.”

Ụlọ Nche Mar. 1

“N’otu oge, a jụrụ Jizọs Kraịst, sị: ‘Olee nke bụ nke mbụ n’ime ihe nile e nyere n’iwu?’ Lee ihe ọ zara. [Gụọ Mak 12:29, 30.] Ọ̀ dịtụwo mgbe ị chere echiche banyere ihe Jizọs bu n’obi? [Nye ohere maka nzaghachi.] Isiokwu bụ́ ‘Otú Anyị Si Egosipụta Ịhụnanya Anyị Nwere n’Ebe Chineke Nọ’ na-atụle ihe okwu ndị ahụ a maara nke ọma pụtara.”

Teta! Mar. 8

“N’oge gara aga, ọtụtụ ndị mmadụ tụrụ ụjọ agha nuklia. Ì chere na a pụrụ ịlụ agha nuklia n’oge anyị a? [Nye ohere maka nzaghachi.] Magazin a na-atụle ihe ndị na-eme eme bụ́ ndị na-emetụta anyị nile. Ọ na-akọwakwa nkwa Bible maka ụwa nke ụjọ na-agaghị adịkwa na ya.” Gụọ Zefanaịa 3:13.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya