Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 2/08 p. 8
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
  • Ozi Alaeze Anyi—2008
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2007
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2008
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2003
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2008
km 2/08 p. 8

Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

Ụlọ Nche Feb. 1

“Olee otú i chere ezinụlọ ga-esi erite uru ma ọ bụrụ na ha etinye ndụmọdụ a n’ọrụ? [Gụọ Ndị Efesọs 4:31. Cherezie ka ọ zaa.] Isiokwu a tụrụ aro ụfọdụ bara uru sitere na Baịbụl banyere otú a ga-esi dozie nsogbu ma nọgide na-enwe obi ụtọ n’alụmdi na nwunye.” Gosi ya isiokwu nke malitere na peeji nke 18.

Ụlọ Nche Mar. 1

“M ga-achọ ịmata echiche gị banyere amaokwu a a maara nke ọma. [Gụọ Jọn 3:16.] Ì chetụla echiche banyere otú ọnwụ otu onye ga-esi mee ka ndị ọzọ nweta ndụ ebighị ebi? [Chere ka ọ zaa.] Magazin a mere nnọọ ka o doo anyị anya otú anyị nwere ike isi rite uru n’ọnwụ Jizọs.”

Teta! Jan.–Mar.

“N’oge gara aga, ndị mmadụ na-achọkarị ka Baịbụl na-eduzi ha. Ma ugbu a, ọtụtụ na-enwezi obi abụọ. Oleekwanụ maka gị? [Chere ka ọ zaa. Gụzie 2 Timoti 3:16.] Isiokwu dị na peeji nke 12 nke Teta! a kwuru ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ na-egosi na Baịbụl sitere n’ike mmụọ nsọ Chineke.”

“Kemgbe ụwa, a na-emeso ụmụ nwaanyị ihe ike, na-akpapụkwa ha iche. Olee ihe i chere mere o ji dị otú ahụ? [Chere ka ọ zaa.] Legodị otú Baịbụl kwuru ka ndị bụ́ di si na-emeso nwunye ha ihe. [Gụọ 1 Pita 3:7.] Magazin a na-egosi otú Baịbụl sịrị na Chineke na Kraịst si ele ụmụ nwaanyị anya.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya