Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 2/07 p. 8
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
  • Ozi Alaeze Anyi—2007
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2008
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2003
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2004
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2007
km 2/07 p. 8

Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

Ụlọ Nche Feb. 15

“Ụfọdụ na-ekwu na ndị mmadụ na-ebibi ụwa. Ò nwetụla mgbe nke ahụ nyere gị nsogbu n’obi? [Chere ka ọ zaa.] Legodị nkwa na-emesi obi ike e kwere ebe a. [Gụọ Mkpughe 11:18.] Magazin a kwuru ihe ndị mere mbara ụwa anyị a ji pụọ iche. Ọ kọwakwara ihe Bible kwuru banyere ọdịnihu ụwa.”

Ụlọ Nche Mar. 1

“Ọtụtụ mmadụ na-ekwu na okpukpe nile na-eduga n’ebe Chineke nọ. Ì chere na o nwere ihe okpukpe mmadụ họọrọ ikpe mere? [Chere ka ọ zaa.] Legodị aro a tụrụ ebe a. [Gụọ 1 Jọn 4:1.] Magazin a kwuru otú anyị ga-esi nwalee ozizi nile iji hụ ma hà sitere n’aka Chineke. O kwukwara otú okpukpe dịgasị iche iche si malite.”

Teta! Jan.-Mar.

“Ọtụtụ mmadụ na-eche na ha ga-enwere onwe ha pụọ n’ihe mgbu na ọrịa ma ha nwụọ gaa eluigwe. Ọ̀ dịtụla mgbe i chere otú ahụ? [Chere ka ọ zaa.] Obi dị m ụtọ ime ka ị mara na olileanya Bible na-enye ụmụ mmadụ n’ezie bụ olileanya nke ịdị ndụ n’ụwa e mere ka ọ ghọọ paradaịs, ọ bụghị nke ịga eluigwe dị ka ọtụtụ mmadụ chere.” [Gụọ Abụ Ọma 37:11.] Ị gụsịa ya, i jiri isiokwu ahụ dị na peeji nke 10 nyefee ya.

“N’echiche nke gị, olee ụfọdụ n’ime ihe ịma aka ndị na-eto eto na-enwe taa? [Chere ka ọ zaa.] Magazin a kwuru otu n’ime ha—ya bụ, ha inwe mmekọahụ mgbe ha na-alụbeghị di ma ọ bụ nwunye. [Gụọ 1 Ndị Kọrint 6:9, 10.] Omume ahụ bụ ịkwa iko! E wezụga ire ùgwù mmadụ, ọ pụrụ ime ka mmadụ bute ọrịa, tụrụ ime ọkwà, ọ pụkwara ịkpata obi mgbawa. Nke kachasịnụ bụ na onye ahụ emebiela ụkpụrụ ezi omume Chineke. Magazin a na-egosi ihe mere na e kwesịghị ile ya anya dị ka ihe na-egosi na nwoke na nwanyị hụrụ ibe ha n’anya.” Jiri isiokwu ahụ dị na peeji nke 22 nyefee ya.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya