Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 1/07 p. 8
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
  • Ozi Alaeze Anyi—2007
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2008
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2005
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2003
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2007
km 1/07 p. 8

Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

Ụlọ Nche Jan. 15

“Olee ebe i chere di na nwunye nwere ike isi nweta ezigbo ndụmọdụ? [Chere ka ọ zaa.] Ka m gosi gị onye Bible sị na ọ bụ ya guzobere alụmdi na nwunye. [Gụọ Jenesis 2:22.] Chineke kwukwara ihe bụ́ ọrụ di na ọrụ nwunye n’ime ezinụlọ. Magazin a kọwara ya.”

Ụlọ Nche Feb. 1

“Ì chere na obodo anyị ga-adị mma ma ọ bụrụ na onye ọ bụla n’ime anyị ebiwe ndụ n’ụzọ kwekọrọ n’ihe a e dere ebe a? [Gụọ Ndị Efesọs 4:25. Ị gụsịa, i chere ka ọ zaa.] Ọtụtụ mmadụ chere na ọ bụghị mgbe nile ka ịgha ụgha dị njọ. Magazin a na-akọwa uru a na-erite site n’ikwu eziokwu mgbe nile.”

Teta! Jan.-Mar.

“Ị̀ chọpụtala na ọtụtụ ndị sị na ha bụ Ndị Kraịst adịghị agbaso ihe Jizọs kụziri? [Chere ka ọ zaa.] Dị ka ihe atụ, ọtụtụ ndị adịghị agbaso ihe Jizọs kwuru ebe a. [Gụọ Jọn 13:35.] Isiokwu a kwuru banyere ọdịiche dị n’etiti ihe Jizọs kụziri na echiche nke ọtụtụ ndị sị na ha bụ Ndị Kraịst.” Jiri isiokwu ahụ dị na peeji nke 26 nyefee ya.

“Anyị chọrọ ịma ihe i chere banyere otu ihe Jizọs kwuru. [Gụọ Jọn 18:36.] Gịnị mere Jizọs ji ghara ikwe ka a na-eji ihe ike edozi okwu? [Chere ka ọ zaa.] Magazin a kọwara ihe Bible kwuru mere Ndị Kraịst kwesịrị iji zere ime ihe ike nakwa itinye aka n’esemokwu ndị a na-ahụ taa n’ihi ndọrọ ndọrọ ọchịchị.” Jiri isiokwu ahụ dị na peeji nke 26 nyefee ya.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya