Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 7/08 p. 4
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
  • Ozi Alaeze Anyi—2008
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2007
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2008
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2005
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2008
km 7/08 p. 4

Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

Ụlọ Nche July 1

“Ì chere na ọ ga-ekwe omume ka ụmụ mmadụ na Chineke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile nwee ezi mmekọrịta? [Chere ka ọ zaa. Gụzie Ọrụ 17:27.] Isiokwu a kwuru ihe mere obi ga-eji sie anyị ike na Chineke chọrọ ka anyị bịaruo ya nso.” Gosi ya isiokwu dị na peeji nke 10.

Ụlọ Nche Aug. 1

“Otú e si emetọ mbara ụwa anyị n’ike n’ike na-eme ka ọtụtụ ndị ghara inwe nchekwube na ụwa anyị a ga-adị mma n’ọdịnihu. Olee ihe i chere banyere ya? [Chere ka ọ zaa. Gụzie Abụ Ọma 37:11.] Magazin a kọwara ihe Akwụkwọ Nsọ kwuru mere anyị kwesịrị iji nwee nchekwube na ihe ga-aka mma.”

Teta! July–Sept.

Gụọ Matiu 6:10. Jụzie, sị: “Ì chetụla ihe bụ́ uche Chineke maka ụwa? [Chere ka ọ zaa.] Baịbụl kwuru na Chineke nwere ihe o zubere maka ụwa ná mmalite, ọ gbanwebeghịkwa ya. Isiokwu a kọwara ya.” Gosi ya isiokwu malitere na peeji nke 10.

“Ndị lụrụ di na nwunye na-enwe ọtụtụ ihe ha na ha na-alụ, ọtụtụ ndị di na nwunye na-agbakwa alụkwaghịm. Ì chere na ọ bụrụ na di na nwunye esoro ndụmọdụ a, na ọ ga-eme ka alụmdi na nwunye ha gaa nke ọma? [Gụọ Ilu 12:18. Cherezie ka ọ zaa.] Magazin a kwuru ụkpụrụ ndị ọzọ ga-enyere ndị di na nwunye aka ime ka ha na-emekọrịtachi ihe anya.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya