Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 11/09 p. 8
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
  • Ozi Alaeze Anyi—2009
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Ndị E Nwere Ike Ikwu Mgbe A Na-enyefe Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2010
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2009
  • Ihe Ndị E Nwere Ike Ikwu Mgbe A Na-enyefe
    Ozi Alaeze Anyi—2010
  • Ihe Ndị E Nwere Ike Ikwu Mgbe A Na-enyefe Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2010
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2009
km 11/09 p. 8

Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

November 1

“Nsogbu ọtụtụ ezinụlọ na-enwe yiri ka ọ̀ na-aka njọ. Olee otú i chere ezinụlọ ga-adị ma onye ọ bụla na-agbalị iṅomi ihe a Jizọs mere? [Gụọ Matiu 20:28. Cherezie ka ọ zaa.] Isiokwu a kwuru ụzọ ihe ise ezinụlọ ọ bụla nwere ike ịmụta n’aka Jizọs.” Gosi ya isiokwu malitere na peeji nke 16.

October–December

“Onye ọ bụla n’ime anyị enweela mgbe mmadụ kpọrọ ya asị n’enweghị ihe o mere ya. Olee otú i chere Chineke si ele ịkpọasị anya? [Chere ka ọ zaa. Gụzie Ọrụ 10:34, 35.] Baịbụl nwere ike inyere anyị aka idi nsogbu ndị anyị na-enwe n’ihi asị a kpọrọ anyị n’enweghị ihe anyị mere. Ọ na-enyekwara anyị aka iwepụ ụdị ịkpọasị ọ bụla n’obi anyị. A kọwara ihe ndị a niile na magazin a.”

December 1

“Ì chere na e nwere mgbe Chineke ga-akwụsị ahụhụ dị n’ụwa a? [Chere ka ọ zaa.] Gegodị ntị n’amaokwu Baịbụl a m chọrọ ịgụrụ gị, ka ị hụ ihe mere anyị ga-eji nwee olileanya na ọ ga-eme. [Gụọrọ ya otu n’ime amaokwu Baịbụl dị na peeji nke 7.] Magazin a kọwara ihe Baịbụl kwuru banyere otú Chineke ga-esi akwụsị ahụhụ niile na mgbe ọ ga-eme ya.”

October–December

Gụọ 1 Jọn 4:8. Kwuzie sị: “Ụfọdụ ndị kweere na Chineke na-ata ndị ajọ omume ahụhụ n’ọkụ ala mmụọ ruo mgbe ebighị ebi. Ndị ọzọ na-ekwu na ịta ndị ọjọọ ahụhụ n’ọkụ ala mmụọ adabaghị n’ihe ebe a anyị gụrụ kwuru. Gịnị ka i chere? [Chere ka ọ zaa.] Isiokwu a kọwara ihe Baịbụl nwere ikwu n’okwu a.” Gosi ya isiokwu malitere na peeji nke 26.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya