Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 1/10 p. 4
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
  • Ozi Alaeze Anyi—2010
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2009
  • Ihe Ndị E Nwere Ike Ikwu Mgbe A Na-enyefe
    Ozi Alaeze Anyi—2010
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2009
  • Ihe Ndị E Nwere Ike Ikwu Mgbe A Na-enyefe Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2011
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2010
km 1/10 p. 4

Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

Ụlọ Nche Jenụwarị 1

“Ì chere na ụwa a ga-aka mma ma mmadụ niile mewe ihe a Baịbụl kwuru ebe a? [Gụọ Ndị Rom 12:18. Chere ka ọ zaa.] Ò nwetụla mgbe i chere ihe mere Chineke ji gwa ndị ya n’oge oche ka ha lụọ agha mgbe ụfọdụ? Isiokwu a kọwara otú doro anya Baịbụl si zaa ajụjụ a.” Gosi ya isiokwu malitere na peeji nke 13.

Teta! Jenụwarị–Mach

“Okpukpe ọ̀ na-eme ka ndị mmadụ hụ ibe ha n’anya ma dịrị n’udo ka ọ̀ na-eme ka ha kpọọ ibe ha asị ma na-alụso ibe ha ọgụ? [Chere ka ọ zaa.] O yiri ka ọtụtụ ndị anaghị eme ihe a Jizọs kwuru n’ebe a m chọrọ ịgụrụ gị. [Gụọ Matiu 5:44, 45.] Isiokwu a zara ajụjụ bụ́, Mmadụ ọ̀ ga-ahụli ndị iro ya n’anya?” Gosi ya isiokwu malitere na peeji nke 24.

Ụlọ Nche Febụwarị 1

“Ọtụtụ ndị bu n’obi na ha ga-aga eluigwe ma ha nwụọ. Ì bu n’obi ịga eluigwe? [Chere ka ọ zaa.] Lee ihe Baịbụl kwuru Chineke ga-emere ọtụtụ ndị ezi omume. [Gụọ Abụ Ọma 37:29.] Magazin a kọwara ihe Baịbụl kwuru banyere ndị ga-aga eluigwe nakwa ihe ha ga-eme ebe ahụ.”

Teta! Jenụwarị–Mach

“M ga-achọ ịma ihe i chere banyere ihe a Jizọs kwuru n’ebe a m chọrọ ịgụrụ gị. [Gụọ Matiu 5:3.] Ebe ọ bụ na e nwere ọtụtụ okpukpe taa, ì chere na otú mmadụ si kpebie ife Chineke enweghị ihe o mere? [Chere ka ọ zaa.] Isiokwu a kọwara ihe Baịbụl kwuru banyere otú anyị kwesịrị isi gboo mkpa ime mmụọ anyị nke ọma.” Gosi ya isiokwu malitere na peeji nke 26.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya