Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 4/10 p. 8
  • Ihe Ndị E Nwere Ike Ikwu Mgbe A Na-enyefe

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Ndị E Nwere Ike Ikwu Mgbe A Na-enyefe
  • Ozi Alaeze Anyi—2010
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Ndị E Nwere Ike Ikwu Mgbe A Na-enyefe Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2010
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2009
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2009
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2009
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2010
km 4/10 p. 8

Ihe Ndị E Nwere Ike Ikwu Mgbe A Na-enyefe

Ụlọ Nche Eprel 1

“N’ụfọdụ akwụkwọ ndị mmadụ dere, ha sịrị na Jizọs anwụghị anwụ dị ka Baịbụl kwuru, kama na ọ lụrụ nwaanyị, mụtakwa ụmụ. Ị̀ nụtụla ụdị ihe ahụ? [Chere ka ọ zaa.] Ọ dị mkpa ka anyị mara nke bụ́ eziokwu. [Gụọ Jọn 17:3.] Isiokwu a kwuru ihe mere anyị ga-eji kwere n’ihe Baịbụl kwuru banyere Jizọs.” Gosi ya isiokwu malitere na peeji nke 26.

Teta! Eprel-Jun

“O yiri ka ọtụtụ ndị di na nwunye taa hà weere ịgba alụkwaghịm ka naanị ihe ga-ebi nsogbu ha na-enwe. Gịnị ka i chere? [Chere ka ọ zaa.] Naanị ihe Akwụkwọ Nsọ kwuru nwere ike ime ka di ma ọ bụ nwunye gbaa ibe ya alụkwaghịm bụ ihe a e dere na Matiu 19:9. N’agbanyeghị nke ahụ, ọ dị mkpa ichebara nsogbu ndị ya na ịgba alụkwaghịm so echiche, dịkwa mkpa iche otú di na nwunye ndị na-enwe nsogbu nwere ike isi dozie nsogbu ha.” Gosi ya igbe dị na peeji nke 8.

Ụlọ Nche Mee 1

“Ì chetụla ihe mere Chineke ji kwe ka ụmụ mmadụ na-ata ahụhụ? [Chere ka ọ zaa.] Legodị otú otu onye so dee Baịbụl si jụọ ajụjụ a ọtụtụ ndị jụrụla. [Gụọ Abụ Ọma 10:1.] Magazin a kọwara ihe Baịbụl kwuru na ọ bụ ya mere Chineke ji kwe ka ụmụ mmadụ na-ata ahụhụ nakwa ihe ọ na-eme iji hụ na ha kwụsịrị ịta ahụhụ.”

Teta! Eprel-Jun

“Ọtụtụ ndị na-akwanyere Baịbụl ùgwù, ma ha echeghị na ọ bụ ihe niile e dere na ya baara anyị uru taa. Gịnị ka i chere? [Chere ka ọ zaa. Gụzie Ndị Rom 15:4.] Isiokwu a kọwara ihe mere ihe niile e dere na Baịbụl, ma ndị nke a na-akpọ Agba Ochie, ji ka baara anyị uru taa.” Gosi ya isiokwu malitere na peeji nke 14.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya