Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 3/09 p. 4
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
  • Ozi Alaeze Anyi—2009
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Ndị E Nwere Ike Ikwu Mgbe A Na-enyefe Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2010
  • Ihe Ndị E Nwere Ike Ikwu Mgbe A Na-enyefe
    Ozi Alaeze Anyi—2010
  • Ihe Ndị E Nwere Ike Ikwu Mgbe A Na-enyefe
    Ozi Alaeze Anyi—2010
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2009
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2009
km 3/09 p. 4

Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

Ụlọ Nche March 1

“O nwere ike isi ezigbo ike ime ihe ziri ezi mgbe ndị mmadụ na-achọ ịranye anyị ka anyị mee ihe ọjọọ. Gịnị ka i chere nwere ike inyere anyị aka ịjụ ime ihe ọjọọ? [Chere ka ọ zaa. Gụzie Ilu 29:25.] Isiokwu a kwuru ihe ise mere anyị ga-eji tụọ egwu imehie Chineke karịa ịtụ egwu imehie mmadụ.” Gosi ya isiokwu malitere na peeji nke 12.

Teta! April–June

“Ọtụtụ ndị kweere na a kaala otú ndụ anyị ga-adị akaa tupu a mụọ anyị. Gịnị ka i chere? [Chere ka ọ zaa.] Amaokwu Akwụkwọ Nsọ a m chọrọ ịgụrụ gị na-egosi na ọ bụ anyị ga-ahọrọ otú ndụ anyị ga-adị. [Gụọ Diuterọnọmi 30:19.] Isiokwu a kọwara ihe Baịbụl kwuru banyere ịka ọdịnihu mmadụ aka.” Gosi ya isiokwu malitere na peeji nke 10.

Ụlọ Nche April 1

“M ga-achọ ịma ihe i nwere ikwu n’ihe a Jizọs kwuru ebe a. [Gụọ Jọn 3:3.] Gịnị ka i chere ịmụ mmadụ ọzọ pụtara? [Chere ka ọ zaa.] Ịghọta ihe a Jizọs kwuru nke ọma ga-emetụta ndụ anyị na ihe ndị anyị na-atụ anya ha n’ọdịnihu. Magazin a kọwara ihe mere o ji dị otú ahụ.”

Teta! April–June

“Ọtụtụ ndị na-echegbu onwe ha banyere ego, karịsịa n’oge a ihe siri ike. Ị̀ chọpụtala nke a? [Chere ka ọ zaa.] Legodị ndụmọdụ a bara uru. [Gụọ 1 Timoti 6:8, 10.] Magazin a kwuru ụfọdụ ihe ndị dị na Baịbụl ga-enyere anyị aka iji ego anyị mee ihe bara uru otú ga-eme ka ahụ́ ruo anyị ala.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya