Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 6/09 p. 4
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
  • Ozi Alaeze Anyi—2009
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Ndị E Nwere Ike Ikwu Mgbe A Na-enyefe Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2010
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2009
  • Ihe Ndị E Nwere Ike Ikwu Mgbe A Na-enyefe
    Ozi Alaeze Anyi—2010
  • Ihe Ndị E Nwere Ike Ikwu Mgbe A Na-enyefe
    Ozi Alaeze Anyi—2010
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2009
km 6/09 p. 4

Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

June 1

“Ọtụtụ ndị kweere na ọ bụ otu Chineke ka okpukpe niile dị n’ụwa na-efe. Olee ihe i chere? [Chere ka ọ zaa.] Legodị ihe Baịbụl kwuru. [Gụọ Jọshụa 24:15.] N’isiokwu a, e kwuru ihe ndị dị mkpa mere onye ọ bụla n’ime anyị ga-eji nyochaa ma okpukpe ya ọ̀ na-amasị ezi Chineke ahụ.” Gosi ya isiokwu malitere na peeji nke 12.

July–September

“Ị manụ na ndị mmadụ anaghị ekwu otu ihe n’okwu gbasara ite ime. Ụfọdụ na-asị na o nweghị ihe o mere, ndị ọzọ ana-asị na ọ dị njọ. Ì chere na Baịbụl nwere ike inyere mmadụ aka ikpebi ihe ọ ga-eme n’okwu a? [Chere ka ọ zaa. Gụzie 2 Timoti 3:16, 17.] Magazin a kọwara ihe Baịbụl kwuru n’okwu a.”

July 1

“Ọ na-esiri ọtụtụ ndị nwere Baịbụl ike ịghọta ihe ha na-agụ. Ò nwetụla mgbe ọ dị gị otú ahụ? [Chere ka ọ zaa.] Amaokwu Baịbụl m ga-agụ ugbu a gosiri na Onye chepụtara Baịbụl chọrọ ka anyị ghọta ihe e dere n’Okwu ya, ọ chọkwara ka ọ baara anyị uru. [Gụọ Abụ Ọma 119:130.] Magazin a kwuru ihe atọ ga-enyere anyị aka ịghọta ihe anyị na-agụ na Baịbụl.”

July–September

“Ụfọdụ ndị pastọ na-akụzi na ọ bụrụ na anyị na-eme ihe Chineke chọrọ, ọ ga-enye anyị akụnụba. Ma, o nwere ike e nwere ndị ezigbo mmadụ ị maara dara ogbenye. Ì chere na Chineke chọrọ ka anyị baa ọgaranya? [Chere ka ọ zaa. Gụzie Ndị Hibru 13:5.] Isiokwu a kọwara otú Chineke si agọzi anyị.” Gosi ya isiokwu malitere na peeji nke 10.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya