Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 7/09 p. 4
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
  • Ozi Alaeze Anyi—2009
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2009
  • Ihe Ndị E Nwere Ike Ikwu Mgbe A Na-enyefe Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2010
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2009
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2009
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2009
km 7/09 p. 4

Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

July 1

“Ì chere na obi nwere ike iru anyị ala taa n’agbanyeghị nsogbu juru ebe niile? [Chere ka ọ zaa.] Legodị ihe Baịbụl kwuru ná Ndị Filipaị 4:6, 7. [Gụọ.] Isiokwu a kọwara otú anyị ga-esi enweta udo nke Chineke na-enye.” Gosi ya isiokwu malitere na peeji nke 10.

July–September

“Obi dị ọtụtụ n’ime anyị ụtọ maka ihe nne na nna anyị kụziiri anyị. Ì chere na ọ dị njọ ma anyị lebagharịa anya n’ihe ndị gbasara okpukpe ha kụziiri anyị mgbe anyị dị obere? [Chere ka ọ zaa. Gụzie 1 Jọn 4:1.] Isiokwu a kwuru ma ọ̀ dị njọ ma anyị gbanwee okpukpe anyị.” Gosi ya isiokwu dị na peeji nke 14.

August 1

“Ụfọdụ ndị na-asị na okpukpe niile bụ ụzọ dị iche iche na-eduga n’otu Chineke. Ì chere na okpukpe niile dị mma? [Chere ka ọ zaa. Gụzie Matiu 7:13, 14.] Magazin a kwuru ụzọ ihe atọ doro anya Baịbụl kwuru e ji amata ezigbo okpukpe.”

July–September

“Anyị niile enweela ndị anyị maara nwụrụ anwụ. Ì chere na anyị kwesịrị ịtụ ụfọdụ n’ime ha ụjọ na ha nwere ike wesa anyị iwe ma merụọ anyị ahụ́? [Chere ka ọ zaa. Gụzie Ekliziastis 9:5, 6.] Isiokwu a ga-agwa gị ihe ga-eme ka ahụ́ ruo gị ala.” Gosi ya isiokwu malitere na peeji nke 12.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya