Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 3/14 p. 4
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
  • Ozi Alaeze Anyi—2014
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2015
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2013
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2014
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2014
km 3/14 p. 4

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Otú I Nwere Ike Isi Nye Mmadụ Akwụkwọ Ịkpọ Òkù

I kelechaa onye ị bịara na nke ya, gị asị ya: “Anyị bịara ịgwa unu gbasara ihe dị mkpa anyị ga-eme n’abalị iri na anọ n’ọnwa Eprel. N’ụbọchị ahụ, nde kwuru nde ndị mmadụ ga-agbakọ n’ebe dị iche iche icheta ọnwụ Jizọs. A ga-eji Baịbụl kọwaara anyị uru ọnwụ Jizọs nwụrụ baara anyị. O nweghị ụtụ a ga-ana ndị bịara ya. E dere ebe anyị ga-anọ eme ya na oge anyị ga-eme ya ná mpempe akwụkwọ a. Biko, gbalịa ka ị bịa.”

Ụlọ Nche Eprel 1

I kelechaa onye ị bịara na nke ya, gị asị ya: “Anyị bịara ka anyị na unu kwurịta banyere ihe ọtụtụ n’ime anyị na-emekarị. N’agbanyeghị ụka ndị mmadụ na-aga, ha na-ekpe ekpere. Ma, ì chere na Chineke na-anụ ekpere ndị mmadụ na-ekpe? Ka ì chere na ekpere na-eme ka nsogbu anyị nwere kwụsị? [Chere ka ọ zaa. Ya zachaa, gị asị ya] Ka anyị gụọ ihe Baịbụl kwuru banyere ekpere. [Gụọ 1 Jọn 5:14.] Ụlọ Nche a kwuru uru ekpere baara anyị.”

Teta! Mach–Eprel

I kelechaa onye ị bịara na nke ya gị asị ya: “Anyị bịara ka anyị na gị kwuo gbasara otu ihe na-enye ọtụtụ ndị nsogbu. Ọtụtụ ndị na-atụ ndị nwụrụ anwụ ụjọ. O meela ka ha na-ajụ ase ka ha mara ma hà ga-achụrụ ndị nwụrụ anwụ àjà ma ọ bụ gwa ha ka ha nyere ha aka. Ì chere na ndị nwụrụ anwụ nwere ike imere ndị dị ndụ ihe ma ọ bụ merụọ ha ahụ́? [Chere ka ọ zaa. Ọ zachaa, sị] Lee ihe Baịbụl kwuru banyere ndị nwụrụ anwụ. [Gụọ Ekliziastis 9:5.] Teta! a gwara anyị na anyị ekwesịghị ịga jụọ ndị dibịa ase banyere ndị nwụrụ anwụ bụ́kwanụ ime mgbaasị.” Gosizie ya isiokwu malitere na peeji nke 12.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya