Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 6/14 p. 8
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
  • Ozi Alaeze Anyi—2014
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2012
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2011
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2013
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2013
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2014
km 6/14 p. 8

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Ịmalite Ọmụmụ Baịbụl na Satọdee Mbụ n’Ọnwa Julaị

“Olee otú i chere obi na-adị Chineke ma anyị kpee ekpere? Ì chere na o ji ekpere anyị kpọrọ ihe?” Chere ka ọ zaa. Gosi ya ihe dị n’azụ Ụlọ Nche Julaị 1, tụleenụ ihe dị n’okpuru ajụjụ nke mbụ. Gụọkwanụ ma ọ́ dịghị ihe ọzọ otu amaokwu Baịbụl n’ebe ahụ. Nye ya Ụlọ Nche ahụ na Teta!, yiekwanụ mgbe ị ga-abịa ka unu tụlee ajụjụ nke abụọ.

Ụlọ Nche Julaị 1

“Ebe ọ bụ na Chineke pụrụ ime ihe niile, ì chere na ọ bụ ya na-akpata ihe ọjọọ niile dị n’ụwa taa? [Chere ka ọ zaa. Ọ zachaa, gụọ Jems 1:13.] Magazin a kọwara ihe mere ihe ọjọọ ji eme nakwa ihe Chineke ga-eme banyere ahụhụ anyị na-ata.”

Teta! Julaị–Ọgọst

“Nkà na ụzụ ọgbara ọhụrụ na-eme ka ndị mmadụ nwee ike inweta ọtụtụ ndị enyi n’Ịntanet. Gịnị ka i chere e ji ama ezigbo enyi? [Chere ka ọ zaa. Ọ zachaa, sị ya:] Legodị ihe Baịbụl kwuru ga-enyere enyi na enyi aka. [Gụọ Jems 1:19.] Magazin a kwuru ihe anọ ga-enyere mmadụ aka ịbụ ụdị onye ndị ọzọ ga-achọ imete enyi.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya