Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 6/11 p. 4
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
  • Ozi Alaeze Anyi—2011
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2012
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2014
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2013
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2011
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2011
km 6/11 p. 4

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Ịmalite Ọmụmụ Baịbụl na Satọdee Mbụ n’Ọnwa Julaị

“Ọtụtụ ndị kpewe ekpere, ha na-ekwu ihe ahụ e dere n’Ekpere Onyenwe Anyị. Ha na-arịọ Chineke, sị: ‘Ka alaeze gị bịa. Ka uche gị meekwa n’ụwa, dị ka ọ na-eme n’eluigwe.’ Gịnị ka i chere Alaeze Chineke bụ? [Chere ka ọ zaa.] Amaokwu Baịbụl a anyị ga-agụ ugbu a ga-enyere anyị aka ịma ihe ọ bụ.” Gụọ Daniel 2:44. Nye onye nwe ụlọ otu Ụlọ Nche Julaị 1, gị na ya tụleekwa ihe e dere n’okpuru ajụjụ nke mbụ dị na peeji nke 16. Unu mechazie, nye ya Ụlọ Nche ahụ na Teta!, gị na yiekwa mgbe ị ga-abịaghachi ka unu tụlee ajụjụ nke abụọ.

Julaị 1

“Ọtụtụ ndị na-ekwu na ndụ a anyị dị taa enweghị isi. Ihe mere ha ji ekwu otú ahụ bụ maka na nsogbu zuru anyị ahụ́ taa, ndụ anyị bụkwa ndụ a dị taa a nwụọ echi. Ma, ì chere na ndụ a anyị dị taa enweghị isi? [Chere ka ọ zaa.] Na Baịbụl, Chineke kwere nkwa na ihe ga-emecha gbanwee. [Gụọ Mkpughe 21:4.] Magazin a kọrọ ihe bụ́ uche Chineke maka ụwa a. O kwukwara ihe ụfọdụ anyị nwere ike ịna-eme taa ka ndụ nwee ike ịna-atọ anyị ụtọ.”

Julaị–Septemba

“Ọtụtụ ndị na-ekwu na Chineke nọ ebe niile. Ì chere na ihe ahụ ha na-ekwu bụ eziokwu? [Chere ka ọ zaa. Gụzie 1 Ndị Eze 8:39.] Isiokwu dị na peeji nke 24 na magazin a kọwara ihe mere anyị ekwesịghị iche na Chineke nọ ebe niile.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya