Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Mach p. 6
  • Nyere Ndị Ezinụlọ Gị Aka Ịna-echeta Jehova

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Nyere Ndị Ezinụlọ Gị Aka Ịna-echeta Jehova
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Ga-enyere Ezinụlọ Ọ Bụla Aka
    Ozi Alaeze Anyi—2011
  • Ofufe Ezinụlọ—Ì Nwere Ike Ime Ka Ọ Na-atọkwu Unu Ụtọ?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2014
  • “Okwu Ndị A . . . Ga-adị n’Obi Gị”
    Ozi Alaeze Anyi—2015
  • Jirinụ Ife Jehova Kpọrọ Ihe
    Unu Ga-enweli Obi Ụtọ n’Ezinụlọ Unu
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Mach p. 6

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Nyere Ndị Ezinụlọ Gị Aka Ịna-echeta Jehova

Jehova dunyere Jeremaya ozi ka ọ gaa dọọ ndị Juu aka ná ntị maka mbibi na-aga ịbịakwasị ha n’ihi na ha chefuru Chineke ha, bụ́ Jehova. (Jere. 13:25) Olee otú mba Izrel si bido lawa azụ n’ofufe Chineke? Ọ bụ n’ihi na ezinụlọ dị iche iche dị n’Izrel ejighịzi ofufe Chineke kpọrọ ihe. Ọ ga-abụ na ihe kpatara ya bụ na ndị isi ezinụlọ nọ n’ezinụlọ ndị ahụ anaghị eme ihe iwu Jehova kwuru na Diuterọnọmi 6:5-7.

Ebe nne na ụmụ ya na-enwe Ofufe Ezinụlọ; ebe otu ezinụlọ na-ele map obodo ndị dị n’oge Baịbụl n’oge Ofufe Ezinụlọ ha

Taa, ọ bụ ezinụlọ dị iche iche ji ofufe Chineke kpọrọ ihe na-eme ka ọgbakọ Ndị Kraịst sie ike. Ndị isi ezinụlọ nwere ike inyere ezinụlọ ha aka ịna-echeta Jehova ma ọ bụrụ na ha a na-enwechi Ofufe Ezinụlọ anya. (Ọma 22:27) Unu lechaa vidio bụ́ “Okwu Ndị A . . . Ga-adị n’Obi Gị”—Ajụjụ Ọnụ A Gbara Ezinulọ Ụfọdụ zaanụ ajụjụ ndị a:

  • Olee otú ezinụlọ ụfọdụ si merie nsogbu ndị na-egbochikarị ha inwe Ofufe Ezinụlọ?

  • Olee uru ụfọdụ inwechi Ofufe Ezinụlọ anya na-abara ezinụlọ?

  • A bịa n’Ofufe Ezinụlọ anyị, olee nsogbu ndị anyị na-enwe, oleekwa ihe ndị m ga-eme iji merie nsogbu ndị ahụ?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya