Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Mee p. 6
  • Kwụsị ‘Ịna-achọrọ Onwe Gị Ihe Ukwu’

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Kwụsị ‘Ịna-achọrọ Onwe Gị Ihe Ukwu’
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Beruk Odeakwụkwọ Jeremaịa nke Kwesịrị Ntụkwasị Obi
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2006
  • ‘Achọrọla Onwe Gị Ihe Ukwu’
    Ihe Chineke Si n’Ọnụ Jeremaya Na-agwa Anyị
  • Mee Ka Gị na Ụmụnna Gị Dịkwuo ná Mma Tupu Ọgwụgwụ Eruo
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2019
  • “Anọnyeere M Gị Ịnapụta Gị”
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Mee p. 6

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JEREMAYA 44-48

Kwụsị ‘Ịna-achọrọ Onwe Gị Ihe Ukwu’

45:2-5

Ọ ga-abụ na Barọk bụ ọnaozi n’ụlọ eze. Ọ ga-abụkwa na ọ gụrụ akwụkwọ nke ọma. Ọ bụ eziokwu na ọ na-efe Jehova, nyerekwa Jeremaya aka, ma, o nwere mgbe ụkwụ ya gbụchapụrụ. O bidoro ‘ịna-achọrọ onwe ya ihe ukwu.’ O nwere ike ịbụ na ọ chọrọ ka e bugoo ya n’ọkwá n’obí eze, nakwa ka o nwetakwuo akụ̀. O kwesịrị ịgbanwe echiche ya ma ọ bụrụ na ọ chọghị ka mbibi a ga-ebibi Jeruselem n’oge na-adịghị anya taa isi ya.

Ebe Barọk nọ na-arụrụ Jeremaya ọrụ ka odeakwụkwọ, na-echekwa otú ọ ga-esi ghọọ onye ukwu na onye ama ama
Chaatị gosiri mgbe Jeremaya bidoro ibu amụma, mgbe Barọk bidoro inyere ya aka, na mgbe Jeruselem dara
    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya