Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Disemba p. 7
  • Olee Otú E Si Amata Ezigbo Ịhụnanya?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Olee Otú E Si Amata Ezigbo Ịhụnanya?
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Ga-enyekwuru Ezinụlọ Aka
    Teta!—2018
  • Chebe Alụmdi na Nwunye Gị
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2013
  • Chọta Amamihe Ga-abara Gị Uru Kwa Ụbọchị na JW.ORG
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Disemba p. 7

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Olee Otú E Si Amata Ezigbo Ịhụnanya?

Jehova mere alụmdi na nwunye ka ọ bụrụ ihe ga-ejikọ nwoke na nwaanyị ruo mgbe ebighị ebi. (Jen. 2:22-24) Ihe naanị nwere ike ime ka ha gbaa alụkwaghịm bụ ịkwa iko. (Mal. 2:16; Mat. 19:9) Ebe ọ bụ na Jehova chọrọ ka di na nwunye na-enwe obi ụtọ, ọ gwara Ndị Kraịst ihe ndị ga-enyere ha aka ịkpachapụ anya mgbe ha na-ahọrọ onye ha ga-alụ, nakwa ihe ndị ga-enyere di na nwunye aka ịna-enwe obi ụtọ.—Ekli. 5:4-6.

LEENỤ VIDIO BỤ́ OLEE OTÚ E SI AMATA EZIGBO ỊHỤNANYA?, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Ebe papa Liz na-adụ ya ọdụ

    Olee ihe mere ndụmọdụ nne na nna Liz nyere ya ji gosi na ha hụrụ ya n’anya?

  • Olee ihe mere na anyị ekwesịghị ichewe na anyị ga-agbanweli àgwà ọjọọ onye anyị chọrọ ịlụ nwere?

  • Olee ndụmọdụ di na nwunye ahụ mere agadi nyere Liz?

  • Ebe Zach na Mary nọ n’ọmụmụ ihe

    Gịnị kpatara nsogbu n’alụmdi na nwunye Zach na Mary?

  • Ebe Liz na John nọ n’ọmụmụ ihe

    Olee ihe ndị John na Liz chọrọ ime n’ofufe Chineke?

  • Gịnị mere o ji dị mma ka i buru ụzọ mata “mmadụ zoro ezo nke dị n’ime obi” nke onye gị na ya na-akpa tupu gị ekwewe ya nkwa ọlụlụ? (1 Pita 3:4)

  • Olee otú e si amata ezigbo ịhụnanya? (1 Kọr. 13:4-8)

Olee ebe Ndị Kraịst na-akpa maka ọlụlụ nwere ike isi nwetakwuo ihe ndị ga-enyere ha aka?

  • Vidio ndị dị n’Ihe Omume Tiivi Anyị a kpọrọ Ịkwadebe Maka Alụmdi na Nwunye

  • Vidio dị na JW.ORG aha ya bụ Ọ̀ Bụ Ezigbo Ịhụnanya Ka Ọ̀ Bụ Ịhụnanya Iberiibe?

  • Ajụjụ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ—Azịza Ndị Na-adị Irè Nke 1 na Nke 2

  • Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ (Gaa n’ebe e dere “Okwu Gbasara Ezinụlọ,” chọta “Nwoke na Nwaanyị Ịkpa.”)

Olee ebe ndị di na nwunye nwere ike isi nweta ihe ndị ga-enyere ha aka?

  • Isiokwu ndị na-agba na JW.ORG (Gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa ebe e dere IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA.)

  • Broshọ bụ́ Unu Ga-enweli Obi Ụtọ n’Ezinụlọ Unu

  • Akwụkwọ bụ́ Isi Ihe Na-akpata Obi Ụtọ Ezinụlọ

  • Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ (Gaa n’ebe e dere “Okwu Gbasara Ezinụlọ,” chọta “Alụmdi na Nwunye.”)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya