Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Jenụwarị p. 5
  • Kwụsịnụ Ichegbu Onwe Unu

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Kwụsịnụ Ichegbu Onwe Unu
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ì Chetara?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2016
  • “Ka Ihe Ndị Dị Ugbu A Ju Unu Afọ”
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Ị Ga-efeli Jehova n’Agbanyeghị na Ndị Mụrụ Gị Ejighị Ofufe Jehova Kpọrọ Ihe
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Na-ahụ Ndị Ọzọ n’Anya
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Jenụwarị p. 5

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Kwụsịnụ Ichegbu Onwe Unu

Nnụnụ; okoko osisi

N’ozizi elu ugwu ahụ, Jizọs kwuru, sị: “Kwụsịnụ ichegbu onwe unu banyere mkpụrụ obi unu.” (Mat. 6:25) Ọ bụ eziokwu na ụmụ mmadụ na-ezughị okè bi n’ụwa Setan na-echegbukarị onwe ha mgbe ụfọdụ, Jizọs na-agwa ndị na-eso ụzọ ya ka ha ghara ichegbubiga onwe ha ókè. (Ọma 13:2) Gịnị mere o ji kwuo otú ahụ? Ọ bụ n’ihi na nchekasị maka ihe ndị e ji ebi ndụ nwere ike ịdọpụ uche anyị, mee ka o siere anyị ike iburu ụzọ na-achọ Alaeze ahụ. (Mat. 6:33) Ihe ndị ọzọ Jizọs kwuziri ga-enyere anyị aka ka anyị ghara ikwe ka ihe na-enweghị isi na ọdụ na-echegbu anyị.

  • Mat. 6:26—Gịnị ka anyị na-amụta n’otú Jehova si elekọta anụ ufe nke eluigwe? (w16.07 9-10 ¶11-13)

  • Mat. 6:27—Gịnị mere mmadụ ichegbubiga onwe ya ókè ji bụrụ igbu oge? (w05 11/1 22 ¶5)

  • Mat. 6:28-30—Gịnị ka anyị na-amụta n’otú Jehova si elekọta okooko lili dị n’ọhịa? (w16.07 10-11 ¶15-16)

  • Mat. 6:31, 32—Olee otú Ndị Kraịst si dị iche ná ndị mba ọzọ? (w16.07 11 ¶17)

Olee ihe ndị m chọrọ ịkwụsị ichegbu onwe m maka ha?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya