Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Nọvemba p. 7
  • “Ka Ihe Ndị Dị Ugbu A Ju Unu Afọ”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Ka Ihe Ndị Dị Ugbu A Ju Unu Afọ”
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Kwụsịnụ Ichegbu Onwe Unu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
  • Ego Ọ̀ Bụ Mkpọrọgwụ nke Ihe Ọjọọ Niile?
    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
  • Ihe Baịbụl Kwuru Gbasara Ọrụ na Ego
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
  • Ị̀ Mụtala Otú Ihe I Nwere Ga-esi Na-eju Gị Afọ?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2025
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Nọvemba p. 7

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

“Ka Ihe Ndị Dị Ugbu A Ju Unu Afọ”

Ọ bụrụ na anyị dara ogbenye, e nwere ike ịnwa anyị ọnwụnwa ka anyị mee ihe ga-emebi mmekọrịta anyị na Jehova. Anyị nwere ike inweta ohere ga-eme ka anyị na-akpata ego buru ibu, mana ya emee ka o sikwuoro anyị ike ịna-efe Jehova. Ichebara Ndị Hibru 13:5 echiche ga-enyere anyị aka.

“Ka otú unu si ebi ndụ gosi na unu ahụghị ego n’anya”

  • Kpee ekpere ma chebara otú i si ele ego anya echiche. Cheekwa banyere ihe ụmụ gị na-amụta n’aka gị.​—g 11/15 6.

“Ka ihe ndị dị ugbu a ju unu afọ”

  • Gbalịa mata ihe ndị dị gị mkpa n’eziokwu.​—w16.07 7 ¶1-2.

“E nweghị ihe ga-eme ka m hapụ gị, e nweghịkwa ihe ga-eme ka m gbakụta gị azụ.”

  • Tụkwasị Jehova obi na ọ ga-enyere gị aka inweta ihe ndị dị gị mkpa ma ị nọgide na-ebute Alaeze ya ụzọ.​—w14 4/15 21 ¶17.

Foto ndị na-egosi: Foto ndị si na vidio bụ́ “Otú Ụmụnna Anyị Si Na-enwe Udo n’Agbanyeghị Ihe Isi Ike.” 1. Ebe Miguel na-agwọ ntụ ọka n’akụkụ ekwú dị n’èzí. 2. Ebe ọ na-ede ákwà. 3. Ebe ọ na-ele onwe ya n’enyo, na-amụmụ ọnụ ọchị mgbe ọ na-ejikere ịga ọrụ n’ụlọ ahịa.

LEENỤ VIDIO BỤ́ OTÚ ỤMỤNNA ANYỊ SI NA-ENWE UDO N’AGBANYEGHỊ IHE ISI IKE, ZAAKWANỤ AJỤJỤ A:

Gịnị ka ị mụtara n’akụkọ Miguel Novoa?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya