Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Febụwarị p. 4
  • “Sọpụrụ Nna Gị na Nne Gị”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Sọpụrụ Nna Gị na Nne Gị”
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • LEENỤ KATUUN A NA-ESE NA BỌỌDỤ BỤ́ OLEE OTÚ M GA-ESI AKỌRỌ NDỊ MỤRỤ M OBI M? ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:
  • Sọpụrụ Ụdị Mmadụ Nile
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1991
  • Ịsọpụrụ Ndị Nne na Nna Anyị Meworo Agadi
    Isi Ihe Na-akpata Obi Ụtọ Ezinụlọ
  • Gịnị Ka ‘Ịsọpụrụ Nna Gị na Nne Gị Pụtara’?
    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
  • Sọpụrụ Jehova—n’Ihi Gịnị, Ọ̀ Bụkwa n’Ụzọ Dị Aṅaa?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1991
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Febụwarị p. 4

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

“Sọpụrụ Nna Gị na Nne Gị”

Mgbe Jizọs nọ n’ụwa, o kwusiri okwu ike gbasara iwu bụ́: “Sọpụrụ nna gị na nne gị.” (Ọpụ. 20:12; Mat. 15:4) Jizọs gwara ndị mmadụ ihe a n’ihi na yanwa “nọkwa na-edo onwe ya n’okpuru” ndị mụrụ ya mgbe ọ bụ nwata. (Luk 2:51) Mgbe ọ ghọrọ dimkpa, ọ gbara mbọ hụ na a ga na-elekọta mama ya nke ọma ma ọ nwụọ.—Jọn 19:26, 27.

Taa, ndị na-eto eto bụ́ Ndị Kraịst na-erubere ndị mụrụ ha isi ma na-ejikwa nkwanye ùgwù agwa ha okwu. N’eziokwu, o nweghị mgbe anyị kwesịrị ịkwụsị ịna-erubere ndị mụrụ anyị isi. Ọ bụrụgodị na ha emeela agadi, anyị ka kwesịrị ịna-anabata ndụmọdụ ha, si otú ahụ na-asọpụrụ ha. (Ilu 23:22) Anyị na-asọpụkwara ha ma anyị na-elekọta ha ma na-egboro ha mkpa ha. (1 Tim. 5:8) Ma ànyị bụ ụmụaka ma ànyị bụ dimkpa, anyị na ndị mụrụ anyị ịna-akparịta ụka bụ otu ụzọ kachanụ anyị si asọpụrụ ha.

LEENỤ KATUUN A NA-ESE NA BỌỌDỤ BỤ́ OLEE OTÚ M GA-ESI AKỌRỌ NDỊ MỤRỤ M OBI M? ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Gịnị nwere ike ime ka o siere gị ike ịgwa ndị mụrụ gị okwu?

  • Olee otú ị ga-esi na-akwanyere ndị mụrụ gị ùgwù ma ị gwawa ha okwu?

    Ebe otu nwata nwoke na-edere ndị mụrụ ya akwụkwọ ozi, na-agwa ndị mụrụ ya okwu, ya na papa ya ana-agba bọl
  • Olee ihe mere o ji dị oké mkpa ka gị na ndị mụrụ gị na-ekwurịta okwu? (Ilu 15:22)

    Ebe nne na nna na-enyere nwa ha aka ịma ihe ọ ga-eme ma nsogbu bịara ya

    Ịgwa ndị mụrụ gị okwu nwere ike ime ka ihe gaziere gị ná ndụ

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya