AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | 1 TIMOTI 4-6
Nsọpụrụ Chineke na Akụnụba, Olee nke Ka Mma?
Olee otú amaokwu Baịbụl ndị a si gosi na anyị ga-aka enwe obi ụtọ ma mkpa anyị bụrụ ịsọpụrụ Chineke kama ịchụ akụnụba?
Ndị banyere n’ozi oge niile ga-enweta ọtụtụ ngọzi
Gịnị mere ọ gaghị ekwe omume ịna-asọpụrụ Chineke, na-achụkwa akụnụba? (Mat. 6:24)