Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Jenụwarị p. 6
  • “Ụwa Niile Wee Na-asụ Otu Asụsụ”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Ụwa Niile Wee Na-asụ Otu Asụsụ”
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • ‘Asụsụ ahụ Dị Ọcha’ Ọ̀ Na-aga Gị Were Were n’Ọnụ?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2008
  • Asụsụ Dị Ọcha Nye Mba Nile
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1991
  • Bụrụnụ Ndị Dị n’Otu Site n’Asụsụ ahụ Dị Ọcha
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1991
  • Na-asụ Asụsụ ahụ Dị Ọcha Ka I Wee Dịrị Ndụ Ebighị Ebi!
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1991
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Jenụwarị p. 6
Ndị na-ewu ụlọ elu Bebel enweghị ike ịghọta ihe ibe ha na-ekwu mgbe Jehova ghagbuchara asụsụ ha.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JENESIS 9-11

“Ụwa Niile Wee Na-asụ Otu Asụsụ”

11:1-4, 6-9

Na Bebel, Jehova ghagburu asụsụ ụmụ mmadụ nupụụrụ ya isi iji mee ka ha gbasasịa. Taa, o si ná mba niile na asụsụ niile na-akpọkọta oké ìgwè mmadụ, mee ka ha na-asụ “asụsụ dị ọcha,” ka ha ‘wee na-akpọku aha Jehova, jirikwa otu obi na-efe ya ofufe.’ (Zef. 3:9; Mkpu. 7:9) ‘Asụsụ a dị ọcha’ bụ eziokwu banyere Jehova na nzube ya nke dị n’Akwụkwọ Nsọ.

Ihe mmadụ ga-eme ma ọ chọọ ịmụ asụsụ ọhụrụ abụghị naanị ibu okwu ọhụrụ ndị ọ mụtara n’isi. Onye ahụ kwesịkwara ịmụ otú ndị na-asụ asụsụ ahụ si eche echiche. Otú ahụkwa ka ọ dị n’ịmụ asụsụ dị ọcha. Ka anyị na-amụ ya, ka uche anyị ga na-agbanwe. (Rom 12:2) Ihe a abụghị ihe anyị ga-emetụ kwụsị. Anyị na-eme ya, ọ ga-eme ka anyị niile dịrị n’otu.​—1 Kọr. 1:10.

Ebe ụmụnna ji obi ụtọ na-ekwurịta okwu tupu amalite ọmụmụ ihe.
    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya