Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Febụwarị p. 2
  • Ọgbụgba Ndụ nke Gbasara Gị

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọgbụgba Ndụ nke Gbasara Gị
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Jehova Bụ Chineke nke Ọgbụgba Ndụ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1998
  • Ọgbụgba Ndụ Chineke na “Enyi” Ya Abawororị Ọtụtụ Nde Mmadụ Uru
    Inọ ná Ntụkwasị Obi Zuru Ụwa Ọnụ n’Okpuru “Onyeisi Udo” Ahụ
  • Ngọzi Ndị Ka Ukwuu Site n’Ọgbụgba Ndụ Ọhụrụ Ahụ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1998
  • Unu Ga-abụ “Alaeze nke Ndị Nchụàjà”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2014
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Febụwarị p. 2
Ebe Ebreham na-ele kpakpando.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JENESIS 12-14

Ọgbụgba Ndụ nke Gbasara Gị

12:1-3; 13:14-17

  • Jehova na Ebreham gbara ndụ. Ọgbụgba ndụ a mere ka obi sie anyị ike na a ga-ehiwe Alaeze Chineke n’eluigwe

  • Ọ ga-abụ na ọgbụgba ndụ ahụ malitere ịdị irè n’afọ 1943 T.O.N.K, mgbe Ebreham gafere Osimiri Yufretis mgbe ọ na-aga Kenan

  • Ọgbụgba ndụ ahụ ga-adịgide ruo mgbe Alaeze Mesaya ga-ebibi ndị iro Chineke ma gọzie ezinụlọ niile nke ụmụ mmadụ

Jehova gọziri Ebreham n’ihi okwukwe siri ike o nwere. Ọ bụrụ na anyị enwee okwukwe ná nkwa niile Jehova kwere, olee ngọzi ndị anyị ga-enweta n’ihi ọgbụgba ndụ Ebreham?

Mgbe Ebreham na ezinụlọ ya na-agafe otu obodo dị na Kenan.
    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya