Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Mach p. 8
  • Olee Ndị M Ga-akpọ?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Olee Ndị M Ga-akpọ?
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ị̀ Na-akwadebe Maka Ncheta Ọnwụ Jizọs?
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Kpọọ Ndị Mmadụ Ka Ha Bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs
    Ozi Alaeze Anyi—2012
  • Akwụkwọ Ịkpọ Òkù A Ga-ekesa n’Ụwa Niile Maka Ncheta Ọnwụ Jizọs!
    Ozi Alaeze Anyi—2010
  • Jehova Na-agọzi Mbọ Anyị Na-agba Ịga Ncheta Ọnwụ Jizọs
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2023
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Mach p. 8
Ebe otu nwanna nwoke na-enye onye ikwu ya akwụkwọ ịkpọ òkù Ncheta Ọnwụ Jizọs mgbe ha nọ n’usekwu. Ebe ndị nwunye ha nọ na-esi nri ma na-akparịta ụka.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Olee Ndị M Ga-akpọ?

Kwa afọ, anyị na-agba mbọ pụrụ iche akpọ ndị nọ n’ókèala anyị ka ha soro anyị cheta ọnwụ Jizọs. Ọtụtụ n’ime ha bụ ndị anyị na-amaghị. Ma, anyị kwesịkwara ịkpọ ndị anyị ma. Ndị natara akwụkwọ ịkpọ òkù n’aka ndị ha maara na-abịakarị. (yb15 58 ¶1-4) Olee ndị i nwere ike ịkpọ ka ha bịa?

  • Ndị ikwu gị

  • Ndị ọrụ ibe gị ma ọ bụ ụmụ akwụkwọ ibe gị

  • Ndị agbata obi gị

  • Ndị nletaghachi gị na ndị ị na-amụrụ Baịbụl ma ugbu a ma n’oge gara aga

Ndị okenye ga-akpọkwa ndị kwụsịrịla ịga ozi ọma ka ha bịa. Ọ bụrụkwanụ na e nwere onye ị ma na-ebighị nso n’ebe i bi? I nwere ike ịchọpụta ebe dị ya nso a ga-eme ya na oge a ga-eme ya. Ị ga-ahụ ya ma ị gaa na jw.org n’ebe e dere GBASARA ANYỊ, pịa “Ncheta Ọnwụ Jizọs.” Ka ị na-akwadebe maka Ncheta Ọnwụ Jizọs nke afọ a, chee banyere ndị i nwere ike ịkpọ ka ha bịa, kpọọkwa ha.

Foto ndị na-egosi: 1. Ebe otu nwanna na-ezi otu nwoke ozi ọma mgbe ha na-ezurutụ ike n’ụlọ ọrụ ha. 2. Ebe otu nwanna nwoke na-egosi onye na-arụ ebe a na-ere nri vidio anyị.
    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya