AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JENESIS 46-47
Ha Nwetara Nri n’Oge Ụnwụ
Ụnwụ nri nke Okwu Chineke na-akpa ụwa aka ọjọọ taa. (Emọs 8:11) Mana, Jehova si n’aka Jizọs Kraịst na-enye anyị ezigbo nri si n’Okwu ya.
Akwụkwọ ndị e ji amụ Baịbụl
Ọmụmụ ihe ọgbakọ
Mgbakọ sekit na mgbakọ ukwu
Ihe ndị a na-egere egere
Vidio
JW.ORG
Ihe Omume Tiivi Anyị
Olee ihe ụfọdụ m na-ahapụ iji hụ na m na-eri nri mgbe niile na tebụl Jehova?