Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Jenụwarị p. 13
  • A Haziri Anyị Izi Mmadụ Niile Ozi Ọma

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • A Haziri Anyị Izi Mmadụ Niile Ozi Ọma
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu nke Ọma n’Ozi Ọma—Izi Ndị Na-anaghị Asụ Asụsụ Anyị Ozi Ọma
    Ozi Alaeze Anyi—2015
  • Ikwusara Ndị Na-asụ Asụsụ Ọzọ Ozi Ọma
    Ozi Alaeze Anyi—2009
  • Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu Nke Ọma n’Ozi Ọma—Izi Mmadụ Niile Nọ n’Ókèala Anyị Ozi Ọma
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Otú Ọgbakọ Ndị Na-ezi Ozi Ọma n’Ebe A Na-asụ Ọtụtụ Asụsụ Ga-esi Na-emekọ Ihe Ọnụ
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Jenụwarị p. 13
Ebe otu nwanna nwoke mepere ‘JW Language’ app na tablet ya.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

A Haziri Anyị Izi Mmadụ Niile Ozi Ọma

Jehova na-ahazikwa ndị ya taa ka ha na-eme uche ya otú ahụ ọ haziri ụmụ Izrel n’oge ochie. N’ụwa niile, alaka ụlọ ọrụ dị iche iche, sekit dị iche iche, ọgbakọ dị iche iche, na ìgwè ozi ubi dị iche iche na-agbakọ aka ọnụ akwado ọrụ ikwusa ozi ọma. Anyị na-ekwusara mmadụ niile ozi ọma, ma ndị anyị na ha na-anaghị asụ otu asụsụ.—Mkpu. 14:6, 7.

Ì chetụla echiche ịmụ asụsụ ọzọ ka i nwee ike iji ya nyere mmadụ aka ịmụta eziokwu Baịbụl? Ọ bụrụgodị na i nweghị oge ị ga-eji mụọ asụsụ ọzọ, i nwere ike iji JW Language app mụta otú ị ga-esi zie onye na-asụ asụsụ ọzọ ozi ọma ná nkenke. I jiri ya zichaa mmadụ ozi ọma, ị ga-enwe ụdị obi ụtọ ahụ Ndị Kraịst oge mbụ nwere mgbe o juru ndị si mba ọzọ anya n’ihi na ha na-anụ banyere “ihe ndị dị ebube nke Chineke” n’asụsụ ha.—Ọrụ 2:7-11.

LEENỤ VIDIO BỤ́ BỤRỤ ENYI JEHOVA—NA-EZI OZI ỌMA N’ASỤSỤ ỌZỌ, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Foto si na vidio bụ́ ‘Bụrụ Enyi Jehova—Na-ezi Ozi Ọma n’Asụsụ Ọzọ.’ Ọ dị Kelechi ka à ga-asị na e nwere robot ga-enyere ya aka izi nwaanyị na-asụ asụsụ ọzọ ozi ọma.

    Olee mgbe JW Language app nwere ike inyere gị aka?

  • Foto si na vidio bụ́ ‘Bụrụ Enyi Jehova—Na-ezi Ozi Ọma n’Asụsụ Ọzọ.’ Ihe ndị mbụ ị ga-ahụ ma i mepee ‘JW Language’ app.

    Olee ihe ụfọdụ dị na JW Language app?

  • Foto si na vidio bụ́ ‘Bụrụ Enyi Jehova—Na-ezi Ozi Ọma n’Asụsụ Ọzọ.’ Ebe nwaanyị ahụ nwere obi ụtọ mgbe Kelechi na Sọpụrụchi kelere ya n’asụsụ Chaịniiz.

    Ndị na-asụ asụsụ niile kwesịrị ịnụ ozi ọma

    Olee asụsụ dị iche iche ndị nọ n’ókèala unu na-asụ?

  • Gịnị ka i kwesịrị ime ma onye na-asụ asụsụ ọzọ gosi na o nwere mmasị n’ozi ọma Alaeze Chineke?—od 100-101 ¶39-41

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya