Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Jenụwarị p. 16
  • Ị̀ Ga-arụ Ọrụ Ọsụ Ụzọ Inyeaka n’Ọnwa Mach ma Ọ Bụ Eprel?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ị̀ Ga-arụ Ọrụ Ọsụ Ụzọ Inyeaka n’Ọnwa Mach ma Ọ Bụ Eprel?
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Bido Ugbu A Mewe Atụmatụ Ịgakwu Ozi Ọma
    Ozi Alaeze Anyi—2012
  • Anyị Enwekwuola Ohere Anyị Ga-eji Na-eto Jehova
    Ozi Alaeze Anyi—2013
  • A Chọrọ—Ndị Ọsụ Ụzọ Inyeaka 30,000
    Ozi Alaeze Anyi—1997
  • Kpọsaa Ịdị Mma Jehova n’Ebe Nile
    Ozi Alaeze Anyi—2007
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Jenụwarị p. 16
Ebe ụmụnna bu ihe a na-akwagharị akwagharị si n’Ụlọ Nzukọ Alaeze na-apụ.

“Ịhụnanya nke Kraịst nwere na-akpali anyị.”—2 Kọr. 5:14

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Ị̀ Ga-arụ Ọrụ Ọsụ Ụzọ Inyeaka n’Ọnwa Mach ma Ọ Bụ Eprel?

Ị̀ ga-achọ imekwu ihe n’ozi Jehova n’oge Ncheta Ọnwụ Jizọs? (2 Kọr. 5:14, 15) N’ọnwa Mach na Eprel, ndị ọsụ ụzọ inyeaka nwere ike ịhọrọ inye awa iri atọ ma ọ bụ iri ise. Ọ bụrụ na ị ga-enwe mmasị ịrụ ọsụ ụzọ inyeaka n’ọnwa ndị a, biko dejupụta fọm ya ma nye ya Kọmitii Ije Ozi Ọgbakọ unu. N’ọnwa ọ bụla, a ga-amara ọgbakọ ọkwa ndị a họpụtara ịsụ ụzọ inyeaka. Ihe a ga-eme ka ọgbakọ kwadoo ndị ahụ n’ozi ọma. Ka anyị niile jiri oge Ncheta Ọnwụ Jizọs mụtakwuo izi ozi ọma nke ọma ma gbarịta ibe anyị ume.—1 Tesa. 5:11.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya