Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Septemba p. 11
  • Nabata Enyemaka Ụmụnna Gị

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Nabata Enyemaka Ụmụnna Gị
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Na-ajụ Ajụjụ
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Na-akụzi Ihe Otú Ọ Ga-eru n’Obi
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka Ịkwụsị Ịna-eme Omume Na-adịghị Mma
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Na-ekpe Ekpere ma Si Otú Ahụ Nabata Enyemaka Jehova
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Septemba p. 11

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA | MEE KA OZI ỌMA NA-ATỌKWU GỊ ỤTỌ

Nabata Enyemaka Ụmụnna Gị

Jehova ji ‘ụmụnna anyị niile’ na-enyere anyị aka. (1 Pita 5:9) Ha nwere ike inyere anyị aka imeri nsogbu ndị anyị na-enwe n’ozi ọma. Dị ka ihe atụ, Akwịla na Prisila, Saịlas, Timoti, na ndị ọzọ nyeere Pọl onyeozi aka.​—Ọrụ 18:​1-5.

Olee otú ụmụnna gị nwere ike isi nyere gị aka n’ozi ọma? Ha nwere ike ịtụrụ gị aro otú ị ga-esi zie onye na-achọghị ige ntị ozi ọma, otú ị ga-esi mee nletaghachi, ma ọ bụ otú ị ga-esi malitere mmadụ ọmụmụ Baịbụl nakwa otú ị ga-esi na-amụrụ onye ahụ ihe. Chee banyere onye nọ n’ọgbakọ unu nwere ike inyere gị aka ma gwa ya ka o nyere gị aka. I mee ya, ọ ga-abara unu abụọ uru, ọ ga-emekwa ka unu na-enwekwu obi ụtọ.​—Fil. 1:25.

LEENỤ VIDIO BỤ́ NA-ENWE ỌṄỤ A NA-ENWE N’IHI IME NDỊ NA-ESO ỤZỌ​—NABATA AKA JEHOVA NA-ENYERE ANYỊ​—ỤMỤNNA ANYỊ, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Foto si na vidio bụ́ “Na-enwe Ọṅụ A Na-enwe n’Ihi Ime Ndị Na-eso Ụzọ​—Nabata Aka Jehova Na-enyere Anyị​—Ụmụnna Anyị.” Ebe Linda na nwanna nwaanyị ọzọ so gaa ịmụrụ Joy ihe.

    Olee otú Linda si gbalịa ịgwa Joy ka ọ bịa ọmụmụ ihe?

  • Foto si na vidio bụ́ “Na-enwe Ọṅụ A Na-enwe n’Ihi Ime Ndị Na-eso Ụzọ​—Nabata Aka Jehova Na-enyere Anyị​—Ụmụnna Anyị.” Abigail na Linda so, Abigail ana-agwa Joy na ya sobu n’òtù egwú.

    Gịnị mere anyị kwesịrị iji gwa ndị nkwusa ndị ọzọ ka ha soro anyị gaa mụọrọ mmadụ ihe?

  • Foto si na vidio bụ́ “Na-enwe Ọṅụ A Na-enwe n’Ihi Ime Ndị Na-eso Ụzọ​—Nabata Aka Jehova Na-enyere Anyị​—Ụmụnna Anyị.” Ebe Abigail na-amụrụ Joy ihe mgbe Linda na-anọghị ya.

    Mmadụ niile nọ n’ọgbakọ na-agbakọ aka eme ka mmadụ ghọọ onye na-eso ụzọ

    Olee ihe na-amasị Joy nke ọ chọpụtakwara na ọ na-amasị Abigail?

  • Olee ihe ndị nkwusa ndị ọzọ nwere ike ịkụziri gị banyere otú e si ezi ozi ọma?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya