Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Julaị p. 5
  • Kwaga Ebe A Chọkwuru Ndị Na-ekwusa Ozi Ọma

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Kwaga Ebe A Chọkwuru Ndị Na-ekwusa Ozi Ọma
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Gịnị Ka A Na-eme n’Alaka Ụlọ Ọrụ?
    Ole Ndị Na-eme Uche Jehova Taa?
  • Ụzọ Dị Iche Iche Anyị Nwere Ike Isi Jekwuoro Jehova Ozi
    Ndị A Haziri Ime Uche Jehova
  • Ì Nwere Ike ‘Ịgafe na Masedonia’?
    Ozi Alaeze Anyi—2011
  • “Èkwesịrị M Ịkwaga Ebe Ọzọ?”
    Ozi Alaeze Anyi—2000
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Julaị p. 5
Foto ndị si na vidio bụ́ “Jiri Okwukwe Na-eme Ọtụtụ Ihe n’Ọrụ Onyenwe Anyị​—Kwaga Ebe A Chọkwuru Ndị Na-ekwusa Ozi Ọma.” Foto ndị na-egosi: 1. Ebe Gabriel na-eme nchọnchọ. 2. Ebe ya na otu okenye na-ekwu banyere ịkpọtụrụ alaka ụlọ ọrụ. 3. Ebe ya na enyi ya Samuel na-ezi ozi ọma n’oge a na-eme mkpọsa pụrụ iche.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ | KPEBIE IHE NDỊ Ị GA-EME N’AFỌ IJE OZI NA-ABỊANỤ

Kwaga Ebe A Chọkwuru Ndị Na-ekwusa Ozi Ọma

Ị ga-enwerịrị okwukwe ka i nwee ike ịhapụ ebe maara gị ahụ́ kwaga n’ebe ọhụrụ ị na-amaghị iji jekwuoro Jehova ozi. (Hib. 11:​8-10) Ọ bụrụ na ị na-atụle ma ị̀ ga-aga n’ebe a chọkwuru ndị na-ekwusa ozi ọma, kọtụrụ ya ndị okenye ọgbakọ unu. Olee ihe ụfọdụ i nwere ike ime iji mata ihe ọ ga-efu gị ịga jewe ozi n’ebe ọzọ? Oleekwa ihe ga-enyere gị aka ịhọrọ ebe ị ga-aga? Gụọ ihe akwụkwọ anyị dị iche iche kwurula banyere ịga jewe ozi n’ebe a chọkwuru ndị na-ekwusa ozi ọma. Gwa ndị ọzọ merela ụdị ihe a ozi ha na-aga nke ọma ka ha tụọrọ gị aro. (Ilu 15:22) Rịọ Jehova n’ekpere ka o duzie gị. (Jems 1:5) Mata banyere ebe ị chọrọ ịkwaga nke ọma. Ọ bụrụkwa na ọ ga-ekwe mee, gaa ebe ahụ nọọ karịa abalị ole na ole tupu gị ekpebiwe ma ị̀ ga-aga ebe ahụ.

LEENỤ VIDIO BỤ́ JIRI OKWUKWE NA-EME ỌTỤTỤ IHE N’ỌRỤ ONYENWE ANYỊ​—KWAGA EBE A CHỌKWURU NDỊ NA-EKWUSA OZI ỌMA, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Olee nsogbu ndị Gabriel meriri, oleekwa ihe nyeere ya aka imeri ha?

Ọ bụrụ na ị chọrọ ịmata banyere ọgbakọ ndị nọ gị nso chọkwuru ndị nkwusa, kpọtụrụ onye nlekọta sekit unu. Ọ bụrụ na ị chọrọ ịmata banyere ọgbakọ ndị nke dị ebe dị anya, si n’aka Kọmitii Ije Ozi Ọgbakọ unu degara alaka ụlọ ọrụ akwụkwọ ozi. Ọ bụrụ na ọgbakọ ndị ahụ dị ná mba ọzọ, degara alaka ụlọ ọrụ na-ahụ maka mba ahụ akwụkwọ ozi. Ọ bụrụ na e nwere ebe i bu n’obi kpọmkwem, i nwere ike idenye ya n’akwụkwọ ozi gị.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya