Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Mach p. 10
  • O Ji Amamihe Kpọrọ Ihe

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • O Ji Amamihe Kpọrọ Ihe
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Too Jehova Maka Amamihe Ya
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Nleta E Nyeghachiri Ụgwọ Ọrụ n’Ụba
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1999
  • Iwu Jehova Dị Mma ma Zie Ezie
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Ekpere Solomọn Ji Obi Umeala Kpee n’Ihu Ọha
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Mach p. 10
Ebe eze nwaanyị Shiba na-ewetara Eze Solomọn onyinye. Solomọn biliri ọtọ na-anabata ya. Ndị na-abụ abụ na ndị nche guzo n’ala ala ebe e si arịgo n’ocheeze Solomọn.

Ebe eze nwaanyị Shiba bịara n’obí Eze Solomọn

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

O Ji Amamihe Kpọrọ Ihe

Eze nwaanyị Shiba gara ogologo njem na-adịghị mfe ka ọ hụ Solomọn (2 Ihe 9:1, 2; w99 11/1 20 ¶4; w99 7/1 30 ¶4-5)

Amamihe Solomọn na akụnụba ya riri nwaanyị ahụ ọnụ (2 Ihe 9:3, 4; w99 7/1 30-31; lee foto dị n’ihu akwụkwọ a)

Ihe ndị ọ hụrụ mere ka o too Jehova (2 Ihe 9:7, 8; it-2 990-991)

Ebe eze nwaanyị Shiba na ndị ya na ha so ji ọtụtụ kamel na-aga ịhụ Eze Solomọn.

Eze nwaanyị Shiba ji amamihe kpọrọ ihe nke na ọ napụrụ onwe ya ọtụtụ ihe ka o nwee ike nweta ya.

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Àdị m njikere ịchọ amamihe otú m ga-esi achọ akụ̀ zoro ezo?’—Ilu 2:1-6.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya