Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • wp22 nke 1 p. 16
  • Ndị A Kpọrọ Asị Juru Ebe Niile

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ndị A Kpọrọ Asị Juru Ebe Niile
  • Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2022
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Anyị Ga-akwụsịli Ịkpọ Ndị Ọzọ Asị
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2022
  • Gịnị Mere Ọtụtụ Ndị Ji Akpọ Ibe Ha Asị?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2022
  • Gịnị Mere Ndị Mmadụ Ji Kpọọ Ibe Ha Asị nke Ukwuu?​—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?
    Isiokwu Ndị Ọzọ
  • N’ihi Gịnị Ka E Ji Nwee Oké Ịkpọasị?
    Teta!—1997
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2022
wp22 nke 1 p. 16
Ebe a kụkasịrị ụlọ ahịa mmadụ bụkọrọ ihe dị na ya, onye nwe ụlọ ahịa ahụ ana-ele windo a kụwasịrị, ndị na-arụrụ ya ọrụ ana-azakọta ugegbe windo ahụ a kụwasịrị.

Ndị A Kpọrọ Asị Juru Ebe Niile

Ndị mmadụ na-ata ahụhụ n’ebe niile maka na a kpọrọ ha asị.

A kọwa akụkọ ụwa, anyị na-anụkarị ka a na-ekwu na ndị mmadụ na-esi n’Ịntanet nakwa n’akwụkwọ ozi ekwu ihe ndị gosiri na ha kpọrọ ndị ọzọ asị. Ha na-emekwa ihe ndị gosiri na o nwere ndị ha kpọrọ asị. Ndị mmadụ taa na-atakwa ahụhụ n’ihi na a kpọrọ ha asị. A na-akwa ha emo, na-akparị ha, na-eyi ha egwu, na-emebisịkwa ihe ha ma ọ bụ na-eburu ihe ndị ha nwere. Ịkpọasi juru ebe niile.

Ụlọ Nche a kwuru ihe mmadụ ga-eme ka ọ kwụsị ịkpọ ndị ọzọ asị. Ihe a abụghị mmadụ ịmụ anya arọ nrọ. Ọ bụ ihe na-eme eme. E nwere ọtụtụ ndị n’ụwa taa kwụsịrịla ịkpọ ndị ọzọ asị.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya