BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ
Olee Mgbe Ezigbo Ịhụnanya Ga-eme Ka Ịkpọasị Laa Kpamkpam?
Kemgbe ọtụtụ afọ, ndị Juu na ndị Arab kpọrọ ibe ha asị ma na-emegide ibe ha. Ma, ụfọdụ n’ime ha akwụsịla ịkpọ ibe ha asị. Lee vidio a ka ị hụ otú onye Arab na onye Juu si kwụsị ịkpọ ibe ha asị.