Diuterọnọmi 12:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 “Mgbe Jehova bụ́ Chineke unu ga-eme ka ala unu bukwuo ibu+ otú o kwere unu ná nkwa,+ unu asị, ‘Anyị chọrọ ịta anụ,’ maka na anụ na-agụ unu,* unu nwere ike ịta anụ mgbe ọ bụla ọ gụrụ unu.*+
20 “Mgbe Jehova bụ́ Chineke unu ga-eme ka ala unu bukwuo ibu+ otú o kwere unu ná nkwa,+ unu asị, ‘Anyị chọrọ ịta anụ,’ maka na anụ na-agụ unu,* unu nwere ike ịta anụ mgbe ọ bụla ọ gụrụ unu.*+