Diuterọnọmi 12:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Mgbe Jehova bụ́ Chineke gị ga-eme ka ókèala gị saa mbara,+ dị nnọọ ka o kwere gị ná nkwa,+ ị ga-asịkwa, ‘Ka m rie anụ,’ n’ihi na ọ na-agụ mkpụrụ obi gị agụụ iri anụ, ị ga-eri anụ mgbe ọ bụla ọ gụrụ mkpụrụ obi gị agụụ.+
20 “Mgbe Jehova bụ́ Chineke gị ga-eme ka ókèala gị saa mbara,+ dị nnọọ ka o kwere gị ná nkwa,+ ị ga-asịkwa, ‘Ka m rie anụ,’ n’ihi na ọ na-agụ mkpụrụ obi gị agụụ iri anụ, ị ga-eri anụ mgbe ọ bụla ọ gụrụ mkpụrụ obi gị agụụ.+