Aịzaya 24:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Anyị na-anụ egwú a nọ ebe ụwa sọtụrụ na-agụ: “Ka E Too Onye Ezi Omume!”+ Ma m sịrị: “Nke m na-eme agwụla. Nke m na-eme agwụla! Efuola m! Ndị aghụghọ aghọọla aghụghọ. Ndị aghụghọ aghọọla aghụghọ.”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:16 Amụma Aịsaịa I, p. 264-267
16 Anyị na-anụ egwú a nọ ebe ụwa sọtụrụ na-agụ: “Ka E Too Onye Ezi Omume!”+ Ma m sịrị: “Nke m na-eme agwụla. Nke m na-eme agwụla! Efuola m! Ndị aghụghọ aghọọla aghụghọ. Ndị aghụghọ aghọọla aghụghọ.”+