Aịzaya 24:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ dị abụ olu ụtọ si na nsọtụ ala a nke anyị nụworo:+ “Ka Ịma Mma Dịrị Onye ahụ Bụ́ Onye Ezi Omume!”+ Ma mụ onwe m sịrị: “Atawo m ahụ́,+ atawo m ahụ́! Efuola m! Ndị aghụghọ aghọwo aghụghọ.+ Ee, ndị aghụghọ aghọwo aghụghọ.”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:16 Amụma Aịsaịa I, p. 264-267
16 Ọ dị abụ olu ụtọ si na nsọtụ ala a nke anyị nụworo:+ “Ka Ịma Mma Dịrị Onye ahụ Bụ́ Onye Ezi Omume!”+ Ma mụ onwe m sịrị: “Atawo m ahụ́,+ atawo m ahụ́! Efuola m! Ndị aghụghọ aghọwo aghụghọ.+ Ee, ndị aghụghọ aghọwo aghụghọ.”+