Aịzaya 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ya mere, ezi Onyenwe anyị, Jehova nke ụsụụ ndị agha, ga na-ezigara ndị ya buru ibu ọrịa na-ata mmadụ ahụ́,+ ọkụ ga na-ere n’okpuru ebube ya dị ka mgbe ihe na-agba ọkụ.+ Aịzaya 17:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na a ga-eweda ebube Jekọb ala,+ a ga-emekwa ka ọ taa ahụ́.+
16 Ya mere, ezi Onyenwe anyị, Jehova nke ụsụụ ndị agha, ga na-ezigara ndị ya buru ibu ọrịa na-ata mmadụ ahụ́,+ ọkụ ga na-ere n’okpuru ebube ya dị ka mgbe ihe na-agba ọkụ.+