Aịzaya 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha ga-anụ ya,+ ọbụna ha niile, Ifrem na ndị bi na Sameria,+ n’ihi mpako ha nakwa n’ihi obi nganga ha nke ha ji sị:+ Aịzaya 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ma ọ́ bụghị mmadụ ihuru ala n’etiti ndị mkpọrọ, ndị mmadụ ana-adakwa n’etiti ndị e gburu egbu?+ N’ihi ihe a dum, iwe ya adajụbeghị, kama aka ya ka setịrị esetị.+
9 Ha ga-anụ ya,+ ọbụna ha niile, Ifrem na ndị bi na Sameria,+ n’ihi mpako ha nakwa n’ihi obi nganga ha nke ha ji sị:+
4 ma ọ́ bụghị mmadụ ihuru ala n’etiti ndị mkpọrọ, ndị mmadụ ana-adakwa n’etiti ndị e gburu egbu?+ N’ihi ihe a dum, iwe ya adajụbeghị, kama aka ya ka setịrị esetị.+