Aịzaya 32:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Otu afọ na abalị ole na ole gachaa, ununwa, bụ́ ndị na-ejighị ihe ọ bụla kpọrọ ihe, ga-ama jijiji,N’ihi na oge ịghọ mkpụrụ vaịn ga-agacha, ma o nwebeghị nke a ghọtara.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 32:10 Amụma Aịsaịa I, p. 338-339
10 Otu afọ na abalị ole na ole gachaa, ununwa, bụ́ ndị na-ejighị ihe ọ bụla kpọrọ ihe, ga-ama jijiji,N’ihi na oge ịghọ mkpụrụ vaịn ga-agacha, ma o nwebeghị nke a ghọtara.+