Aịzaya 32:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Tupu otu afọ na ụbọchị ole na ole agafee, unu ndị na-adịghị echegbu onwe unu ga-ama jijiji,+ n’ihi na ịghọ mkpụrụ vaịn ga-akwụsịworị ma ọ dịghị mkpụrụ a tụtụkọtara.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 32:10 Amụma Aịsaịa I, p. 338-339
10 Tupu otu afọ na ụbọchị ole na ole agafee, unu ndị na-adịghị echegbu onwe unu ga-ama jijiji,+ n’ihi na ịghọ mkpụrụ vaịn ga-akwụsịworị ma ọ dịghị mkpụrụ a tụtụkọtara.+