Aịzaya 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jehova ga-emekwa ka akpụkpa dịrị n’opu isi ụmụ nwaanyị Zayọn,+ Jehova ga-ekpughekwa egedege ihu ha.+ Jeremaya 25:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 M ga-eme ka a ghara ịnụkwa olu aṅụrị na olu obi ụtọ n’etiti ha+ nakwa olu nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ na olu nwaanyị a na-alụ ọhụrụ,+ ụda nkume igwe nri,+ meekwa ka a ghara ịhụkwa ìhè oriọna.+
17 Jehova ga-emekwa ka akpụkpa dịrị n’opu isi ụmụ nwaanyị Zayọn,+ Jehova ga-ekpughekwa egedege ihu ha.+
10 M ga-eme ka a ghara ịnụkwa olu aṅụrị na olu obi ụtọ n’etiti ha+ nakwa olu nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ na olu nwaanyị a na-alụ ọhụrụ,+ ụda nkume igwe nri,+ meekwa ka a ghara ịhụkwa ìhè oriọna.+